Matiu 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ununwa kwa, meenụ ka ìhè unu na-enwu n’ebe ndị mmadụ nọ,+ ka ha hụ ọrụ ọma unu+ wee nye Nna unu nọ n’eluigwe otuto.+ Ndị Filipaị 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 ka unu wee bụrụ ndị a na-anaghị ata ụta na ndị aka ha dị ọcha, ụmụ Chineke+ ndị na-emerụghị onwe ha n’ọgbọ a jọgburu onwe ya, nke rụkwara arụ.+ Ma unu na-enwu ka ìhè n’etiti ha n’ụwa a,+
16 Ununwa kwa, meenụ ka ìhè unu na-enwu n’ebe ndị mmadụ nọ,+ ka ha hụ ọrụ ọma unu+ wee nye Nna unu nọ n’eluigwe otuto.+
15 ka unu wee bụrụ ndị a na-anaghị ata ụta na ndị aka ha dị ọcha, ụmụ Chineke+ ndị na-emerụghị onwe ha n’ọgbọ a jọgburu onwe ya, nke rụkwara arụ.+ Ma unu na-enwu ka ìhè n’etiti ha n’ụwa a,+