-
Mkpughe 22:8, 9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ọ bụ mụnwa bụ́ Jọn na-anụ ihe ndị a, na-ahụkwa ha. Mgbe m nụrụ ha, hụkwa ha, esekpuuru m ala n’ụkwụ mmụọ ozi nke nọ na-egosi m ihe ndị a ka m fee ya. 9 Ma ọ gwara m, sị: “Kpachara anya! Emela ya! Abụ m naanị ohu otú gị na ụmụnna gị, bụ́ ndị amụma, bụkwa. Abụkwa m ohu otú ndị na-eme ihe ndị e kwuru n’akwụkwọ mpịakọta a bụ. Na-efe naanị Chineke.”+
-