Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 4:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Jizọs wee sị ya: “Si ebe a pụọ, Setan! N’ihi na e dere, sị: ‘Ọ bụ Jehova* bụ́ Chineke gị ka i kwesịrị ife ofufe,+ ọ bụkwa naanị ya ka i kwesịrị ijere ozi dị nsọ.’”+

  • Ọrụ Ndịozi 10:25, 26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 Mgbe Pita batara, Kọnịliọs gara zute ya, sekpuru ala n’ihu ya ma kpọọrọ ya isiala. 26 Ma Pita dọlitere ya, sị ya: “Bilie, abụ m mmadụ ibe gị.”+

  • Mkpughe 19:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 M wee sekpuru ala n’ụkwụ ya ka m fee ya. Ma ọ sịrị m: “Kpachara anya! Emela ya!+ Abụ m naanị ohu otú gị na ụmụnna gị bụkwa, unu ndị e nyere ọrụ ịna-agba àmà banyere Jizọs.+ Na-efe naanị Chineke,+ n’ihi na amụma ndị a na-ebu bụ maka ịgba àmà banyere Jizọs.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya