Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Luk 4:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Jizọs asị ya: “E dere, sị, ‘Ọ bụ Jehova* bụ́ Chineke gị ka i kwesịrị ife ofufe, ọ bụkwa naanị ya ka i kwesịrị ijere ozi dị nsọ.’”+

  • Ọrụ Ndịozi 14:12-15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Ha wee malite ịkpọ Banabas Zus,* ma na-akpọ Pọl Hemis,* maka na ọ bụ ya ka ekwu okwu. 13 Onye nchụàjà n’ụlọ arụsị Zus, nke dị n’ọnụ ụzọ ámá obodo Listra, wetara okooko osisi, kpụtakwa oké ehi ndị ya na ìgwè mmadụ ahụ chọrọ iji chụọrọ Pọl na Banabas àjà.

      14 Ma, mgbe Banabas onyeozi na Pọl onyeozi nụrụ gbasara ya, ha dọwara uwe ha, gbara ọsọ gakwuru ìgwè mmadụ ahụ, tie mkpu, sị ha: 15 “Gịnị mere unu ji eme ihe ndị a? Anyị bụ mmadụ nkịtị otú unu bụ.+ Anyị na-ezisara unu ozi ọma, ka unu kwụsị ife ihe efu ndị a ma bịa fewe Chineke dị ndụ, onye kere eluigwe na ụwa na oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha.+

  • Mkpughe 19:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 M wee sekpuru ala n’ụkwụ ya ka m fee ya. Ma ọ sịrị m: “Kpachara anya! Emela ya!+ Abụ m naanị ohu otú gị na ụmụnna gị bụkwa, unu ndị e nyere ọrụ ịna-agba àmà banyere Jizọs.+ Na-efe naanị Chineke,+ n’ihi na amụma ndị a na-ebu bụ maka ịgba àmà banyere Jizọs.”+

  • Mkpughe 22:8, 9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 Ọ bụ mụnwa bụ́ Jọn na-anụ ihe ndị a, na-ahụkwa ha. Mgbe m nụrụ ha, hụkwa ha, esekpuuru m ala n’ụkwụ mmụọ ozi nke nọ na-egosi m ihe ndị a ka m fee ya. 9 Ma ọ gwara m, sị: “Kpachara anya! Emela ya! Abụ m naanị ohu otú gị na ụmụnna gị, bụ́ ndị amụma, bụkwa. Abụkwa m ohu otú ndị na-eme ihe ndị e kwuru n’akwụkwọ mpịakọta a bụ. Na-efe naanị Chineke.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya