Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 100
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Keleenụ Chineke

        • “Jirinụ ọṅụ na-efe Jehova” (2)

        • ‘Ọ bụ Chineke kere anyị’ (3)

Abụ Ọma 100:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 95:1, 2; 98:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/1995, p. 19

Abụ Ọma 100:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-ejere ya ozi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 12:12; Neh 8:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/1995, p. 19

Abụ Ọma 100:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Kwetanụ.”

  • *

    O nwere ike ịbụ, “ọ bụghị anyị kere onwe anyị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 6:4
  • +Ọm 149:2
  • +Ọm 95:6, 7; Ezi 34:31; 1Pi 2:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Amụma Aịsaịa II, p. 47

    Ụlọ Nche,

    1/15/1996, p. 15

    1/15/1995, p. 19

Abụ Ọma 100:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 50:23; 66:13; 122:1, 2
  • +Ọm 65:4
  • +Ọm 96:2; Hib 13:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/1999, p. 18-19

    1/15/1995, p. 19

    3/15/1992, p. 23

Abụ Ọma 100:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 86:5; Lu 18:19
  • +Ọp 34:6, 7; Di 7:9; Ọm 98:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/1995, p. 19

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 100:1Ọm 95:1, 2; 98:4
Ọma 100:2Di 12:12; Neh 8:10
Ọma 100:3Di 6:4
Ọma 100:3Ọm 149:2
Ọma 100:3Ọm 95:6, 7; Ezi 34:31; 1Pi 2:25
Ọma 100:4Ọm 50:23; 66:13; 122:1, 2
Ọma 100:4Ọm 65:4
Ọma 100:4Ọm 96:2; Hib 13:15
Ọma 100:5Ọm 86:5; Lu 18:19
Ọma 100:5Ọp 34:6, 7; Di 7:9; Ọm 98:3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 100:1-5

Abụ Ọma

Abụ ekele.

100 Unu niile ndị bi n’ụwa, toonụ Jehova, tiekwanụ mkpu ọṅụ.+

 2 Jirinụ ọṅụ na-efe Jehova.*+

Tirinụ mkpu ọṅụ bịa n’ihu ya.

 3 Maranụ* na Jehova bụ Chineke.+

Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụkwa ya nwe anyị.*+

Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+

 4 Batanụ n’ọnụ ụzọ ámá ụlọ ya kelee ya.+

Batanụ n’ogige ụlọ ya too ya.+

Keleenụ ya. Toonụ aha ya.+

 5 N’ihi na Jehova dị mma.+

Ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi,

Ọ bụkwa onye e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ọgbọ niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya