Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 28
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ

      • Otú a ga-esi na-achụ àjà dị iche iche (1-31)

        • Àjà ndị a ga na-achụ kwa ụbọchị (1-8)

        • Ndị a ga na-achụ n’Ụbọchị Izu Ike (9, 10)

        • Àjà ndị a ga na-achụ kwa ọnwa (11-15)

        • Ndị a ga na-achụ n’Ememme Ngabiga (16-25)

        • Ndị a ga na-achụ n’Ememme Izu (26-31)

Ọnụ Ọgụgụ 28:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “àjà ísì ya na-eme ka obi jụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 8:13; Neh 10:32, 33

Ọnụ Ọgụgụ 28:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 29:38; Le 6:9; Ezi 46:15

Ọnụ Ọgụgụ 28:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ n’agbata oge anyanwụ dara na mgbe chi bidoro iji.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 29:39

Ọnụ Ọgụgụ 28:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Efa bụ ihe e ji atụ̀ ihe. Otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu efa bụ lita 2.2. Gụọ B14.

  • *

    Hin bụ ihe e ji atụ̀ ihe. Otu hin bụ lita 3.67. Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 29:40; Ọg 15:4

Ọnụ Ọgụgụ 28:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “àjà ísì ya na-eme ka obi jụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 29:38, 42; 2Ih 2:4; Ezr 3:3

Ọnụ Ọgụgụ 28:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 29:39, 40

Ọnụ Ọgụgụ 28:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ n’agbata oge anyanwụ dara na mgbe chi bidoro iji.

  • *

    Ma ọ bụ “àjà ísì ya na-eme ka obi jụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 29:41

Ọnụ Ọgụgụ 28:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:29; 20:10; Ezi 20:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Jizọs Bụ Ụzọ, p. 77

Ọnụ Ọgụgụ 28:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 28:3, 7

Ọnụ Ọgụgụ 28:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ọnwa unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 10:10; 1Ih 23:31; 2Ih 2:4; Neh 10:32, 33

Ọnụ Ọgụgụ 28:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 2:11
  • +Le 1:10

Ọnụ Ọgụgụ 28:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “àjà ísì ya na-eme ka obi jụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 1:10, 13

Ọnụ Ọgụgụ 28:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 15:8, 10
  • +Ọg 15:6, 7
  • +Ọg 15:5

Ọnụ Ọgụgụ 28:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:14; Le 23:5; Di 16:1; Ezi 45:21; 1Kọ 5:7

Ọnụ Ọgụgụ 28:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:15; Le 23:6; 1Kọ 5:8

Ọnụ Ọgụgụ 28:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 22:20, 22; Di 15:21

Ọnụ Ọgụgụ 28:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 2:1

Ọnụ Ọgụgụ 28:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “àjà ísì ya na-eme ka obi jụrụ.”

Ọnụ Ọgụgụ 28:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:6
  • +Ọp 12:16; Le 23:8; Di 16:8

Ọnụ Ọgụgụ 28:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:16
  • +Le 23:15, 16
  • +Ọp 34:22; Di 16:10; Ọrụ 2:1
  • +Le 23:16, 21

Ọnụ Ọgụgụ 28:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “àjà ísì ya na-eme ka obi jụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 23:16, 18

Ọnụ Ọgụgụ 28:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 23:16, 19

Ọnụ Ọgụgụ 28:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 1:3

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 28:22Ih 8:13; Neh 10:32, 33
Ọnụ Ọgụ. 28:3Ọp 29:38; Le 6:9; Ezi 46:15
Ọnụ Ọgụ. 28:4Ọp 29:39
Ọnụ Ọgụ. 28:5Ọp 29:40; Ọg 15:4
Ọnụ Ọgụ. 28:6Ọp 29:38, 42; 2Ih 2:4; Ezr 3:3
Ọnụ Ọgụ. 28:7Ọp 29:39, 40
Ọnụ Ọgụ. 28:8Ọp 29:41
Ọnụ Ọgụ. 28:9Ọp 16:29; 20:10; Ezi 20:12
Ọnụ Ọgụ. 28:10Ọg 28:3, 7
Ọnụ Ọgụ. 28:11Ọg 10:10; 1Ih 23:31; 2Ih 2:4; Neh 10:32, 33
Ọnụ Ọgụ. 28:12Le 2:11
Ọnụ Ọgụ. 28:12Le 1:10
Ọnụ Ọgụ. 28:13Le 1:10, 13
Ọnụ Ọgụ. 28:14Ọg 15:8, 10
Ọnụ Ọgụ. 28:14Ọg 15:6, 7
Ọnụ Ọgụ. 28:14Ọg 15:5
Ọnụ Ọgụ. 28:16Ọp 12:14; Le 23:5; Di 16:1; Ezi 45:21; 1Kọ 5:7
Ọnụ Ọgụ. 28:17Ọp 12:15; Le 23:6; 1Kọ 5:8
Ọnụ Ọgụ. 28:19Le 22:20, 22; Di 15:21
Ọnụ Ọgụ. 28:20Le 2:1
Ọnụ Ọgụ. 28:25Ọp 13:6
Ọnụ Ọgụ. 28:25Ọp 12:16; Le 23:8; Di 16:8
Ọnụ Ọgụ. 28:26Ọp 23:16
Ọnụ Ọgụ. 28:26Le 23:15, 16
Ọnụ Ọgụ. 28:26Ọp 34:22; Di 16:10; Ọrụ 2:1
Ọnụ Ọgụ. 28:26Le 23:16, 21
Ọnụ Ọgụ. 28:27Le 23:16, 18
Ọnụ Ọgụ. 28:30Le 23:16, 19
Ọnụ Ọgụ. 28:31Le 1:3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọnụ Ọgụgụ 28:1-31

Ọnụ Ọgụgụ

28 Jehova gwaziri Mosis, sị: 2 “Nye ndị Izrel iwu, sị ha, ‘Hụnụ na unu na-ewetara m onyinye m, ya bụ, achịcha m. Unu ga na-achụ àjà m ndị a na-esu ọkụ n’oge ha a kara aka ka ha bụrụ àjà na-esi ísì ọma.’*+

3 “Sịkwa ha, ‘Ihe a bụ àjà a na-esu ọkụ unu ga na-achụrụ Jehova: kwa ụbọchị, unu ga na-achụ ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, ka ha bụrụ àjà a na-esu ọkụ mgbe niile.+ 4 Ị ga-achụ otu ebule n’àjà n’ụtụtụ, chụọkwa ebule nke ọzọ n’àjà ná mgbede.*+ 5 Ị ga-eji otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu efa* ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu hin* mmanụ oliv, chụọ nke ọ bụla n’ime ha n’àjà ka ọ bụrụ àjà ọka.+ 6 Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ mgbe niile,+ nke m kwuru n’Ugwu Saịnaị ka a na-achụ ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ọma,* àjà a na-esu ọkụ a na-achụrụ Jehova, 7 ya na àjà mmanya ya na ya na-agakọ, ya bụ, otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu hin maka otu nwa ebule.+ Wụpụrụ Jehova mmanya na-aba n’anya n’ebe nsọ ka ọ bụrụ àjà mmanya. 8 Ị ga-achụ nwa ebule nke ọzọ n’àjà ná mgbede.* Ị ga-eji àjà ọka na àjà mmanya ndị dị ka nke ụtụtụ chụọ ya. Ị ga-achụ ya n’àjà ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.+

9 “‘Ma n’Ụbọchị Izu Ike,+ a ga-eji ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, chụọ àjà, ha na ụzọ abụọ n’ụzọ iri nke otu efa ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, ka ọ bụrụ àjà ọka, ya na àjà mmanya ya na ya na-agakọ. 10 Ọ bụ ya bụ àjà a na-esu ọkụ a ga na-achụ n’Ụbọchị Izu Ike, ya na àjà a na-esu ọkụ nke a ga na-achụ mgbe niile nakwa àjà mmanya ya na ya na-agakọ.+

11 “‘Ná mbido ọnwa ọ bụla,* unu ga-eji oké ehi abụọ, otu ebule, na ụmụ ebule asaa ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, chụọrọ Jehova àjà a na-esu ọkụ,+ 12 nakwa ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu efa ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, ka ọ bụrụ àjà ọka+ maka oké ehi nke ọ bụla, nakwa ụzọ abụọ n’ụzọ iri nke otu efa ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, ka ọ bụrụ àjà ọka maka otu ebule ahụ,+ 13 nakwa otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu efa ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, ka ọ bụrụ àjà ọka maka nwa ebule nke ọ bụla. Ọ bụ àjà na-esi ísì ọma*+ a na-esu ọkụ, àjà a na-esu ọkụ a na-achụrụ Jehova. 14 Àjà mmanya ha na ha ga-agakọ ga-abụ ọkara otu hin mmanya maka otu oké ehi+ na otu ụzọ n’ụzọ atọ nke otu hin maka ebule ahụ+ nakwa otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu hin maka otu nwa ebule.+ Ọ bụ ya bụ àjà a na-esu ọkụ a ga na-achụ kwa ọnwa n’afọ. 15 A ga na-achụkwara Jehova otu nwa ewu n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie, ma e wepụ àjà a na-esu ọkụ a na-achụ mgbe niile na àjà mmanya ya na ya na-agakọ.

16 “‘N’abalị iri na anọ n’ọnwa mbụ, a ga-emere Jehova Ememme Ngabiga.+ 17 N’abalị iri na ise n’ọnwa ahụ, a ga-eme ememme. A ga-eri achịcha na-ekoghị eko ruo ụbọchị asaa.+ 18 N’ụbọchị nke mbụ, a ga-enwe mgbakọ dị nsọ. Unu arụla ọrụ ọ bụla siri ike. 19 Unu ga-eji oké ehi abụọ, otu ebule, na ụmụ ebule asaa ndị gbara otu afọ otu afọ chụọrọ Jehova àjà a na-esu ọkụ. Ọ bụ anụmanụ ndị ahụ́ dị mma ka unu ga-achụ n’àjà.+ 20 Unu ga-achụkọta ha na àjà ọka ha, ya bụ, ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ.+ Ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu efa ga-abụ maka otu oké ehi, ụzọ abụọ n’ụzọ iri abụrụ maka ebule ahụ. 21 Ị ga-achụ otu ụzọ n’ụzọ iri n’àjà maka nwa ebule nke ọ bụla n’ime ụmụ ebule asaa ahụ, 22 chụọkwa otu ewu ka ọ bụrụ àjà mmehie a ga-eji kpuchiere unu mmehie. 23 Unu ga-achụ ihe ndị a n’àjà, ha na àjà a na-esu ọkụ a na-achụ n’ụtụtụ, bụ́ àjà a na-esu ọkụ mgbe niile. 24 Unu ga-esi otú a na-achụ ihe ndị a n’àjà kwa ụbọchị ruo ụbọchị asaa ka ha bụrụ ihe oriri, ya bụ, àjà a na-esu ọkụ na-esi ísì ọma* nke a na-achụrụ Jehova. A ga-achụkọta ya na àjà a na-esu ọkụ mgbe niile na àjà mmanya ya na ya na-agakọ. 25 N’ụbọchị nke asaa, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ.+ Unu arụla ọrụ ọ bụla siri ike.+

26 “‘N’ụbọchị ememme mkpụrụ mbụ kara aka,+ mgbe unu na-ewetara Jehova àjà ọka ọhụrụ,+ unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ n’oge ememme izu unu.+ Unu arụla ọrụ ọ bụla siri ike.+ 27 Unu ga-eji oké ehi abụọ, otu ebule, na ụmụ ebule asaa ndị gbara otu afọ otu afọ chụọrọ Jehova àjà a na-esu ọkụ ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ọma,*+ 28 nakwa àjà ọka ha na ha na-agakọ, ya bụ, ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ. Ụzọ atọ n’ụzọ iri ga-abụ maka oké ehi nke ọ bụla, ụzọ abụọ n’ụzọ iri abụrụ maka otu ebule ahụ, 29 otu ụzọ n’ụzọ iri abụrụ maka nwa ebule nke ọ bụla n’ime ụmụ ebule asaa ahụ. 30 Unu ga-achụkwa otu nwa ewu n’àjà ka ọ bụrụ àjà a ga-eji kpuchiere unu mmehie.+ 31 Unu ga-achụ ihe ndị a n’àjà, ha na àjà a na-esu ọkụ mgbe niile na àjà ọka na àjà mmanya ha na ha na-agakọ. Anụmanụ ndị ahụ ga-abụ ndị ahụ́ dị mma.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya