Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Eze nke Mbụ

      • Ịlaịja buru amụma na mmiri agaghị ezo n’Izrel (1)

      • Ugoloọma nọ na-ewetara Ịlaịja nri (2-7)

      • Ịlaịja gara na nke otu nwaanyị isi mkpe na Zarefat (8-16)

      • Nwa otu nwaanyị isi mkpe nwụrụ, a kpọlite ya n’ọnwụ (17-24)

1 Ndị Eze 17:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ịlaịja pụtara “Chineke M Bụ Jehova.”

  • *

    Na Hibru, “onye m guzo n’ihu ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 17:15, 16, 22, 24; 18:36, 38, 46; 2Ez 2:8, 11; Lu 1:17; Jn 1:19, 21
  • +Jos 22:9
  • +Di 28:15, 23; Jer 14:22; Lu 4:25; Jes 5:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/1992, p. 17

    11/1/1990, p. 16

1 Ndị Eze 17:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/1992, p. 18-19

1 Ndị Eze 17:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:25; Mt 6:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/1992, p. 18-19

1 Ndị Eze 17:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

1 Ndị Eze 17:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 11:23; Ikp 15:19

1 Ndị Eze 17:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 18:5

1 Ndị Eze 17:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 4:25, 26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 13-14

    4/1/1992, p. 18-19

1 Ndị Eze 17:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 11:32, 37

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 13-14

1 Ndị Eze 17:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 13-14

1 Ndị Eze 17:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 4:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 14

1 Ndị Eze 17:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 14

1 Ndị Eze 17:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:10; 37:17, 19; Fil 4:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 14

1 Ndị Eze 17:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:41, 42; Lu 4:25, 26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 14-15

1 Ndị Eze 17:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 14-15

1 Ndị Eze 17:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 4:19, 20

1 Ndị Eze 17:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “gịnị jikọrọ mụ na gị?”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 13:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 15

1 Ndị Eze 17:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ihe ndina.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 4:21, 32

1 Ndị Eze 17:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 99:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 15

1 Ndị Eze 17:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jes 5:16
  • +Di 32:39; 1Sa 2:6; 2Ez 4:32, 34; 13:21; Lu 7:15; 8:54, 55; Jn 5:28, 29; 11:44; Ọrụ 9:40, 41; 20:9, 10; Ro 14:9; Hib 11:17, 19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2007, p. 4-5

    4/1/1999, p. 16

    Mgbe Anyị Nwụrụ, p. 23

1 Ndị Eze 17:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 11:35

1 Ndị Eze 17:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 3:2

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Eze 17:11Ez 17:15, 16, 22, 24; 18:36, 38, 46; 2Ez 2:8, 11; Lu 1:17; Jn 1:19, 21
1 Eze 17:1Jos 22:9
1 Eze 17:1Di 28:15, 23; Jer 14:22; Lu 4:25; Jes 5:17
1 Eze 17:4Ọm 37:25; Mt 6:11
1 Eze 17:6Ọg 11:23; Ikp 15:19
1 Eze 17:71Ez 18:5
1 Eze 17:9Lu 4:25, 26
1 Eze 17:10Hib 11:32, 37
1 Eze 17:122Ez 4:2
1 Eze 17:14Ọm 34:10; 37:17, 19; Fil 4:19
1 Eze 17:15Mt 10:41, 42; Lu 4:25, 26
1 Eze 17:172Ez 4:19, 20
1 Eze 17:18Job 13:26
1 Eze 17:192Ez 4:21, 32
1 Eze 17:20Ọm 99:6
1 Eze 17:22Jes 5:16
1 Eze 17:22Di 32:39; 1Sa 2:6; 2Ez 4:32, 34; 13:21; Lu 7:15; 8:54, 55; Jn 5:28, 29; 11:44; Ọrụ 9:40, 41; 20:9, 10; Ro 14:9; Hib 11:17, 19
1 Eze 17:23Hib 11:35
1 Eze 17:24Jn 3:2
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Eze 17:1-24

Ndị Eze nke Mbụ

17 Ịlaịja,*+ onye Tishbe, nke dị na Gilied,+ wee sị Ehab: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke Izrel dị ndụ, onye m na-efe,* na-aṅụ iyi na igirigi agaghị ada, mmiri agaghịkwa ezo ruo afọ ole na ole, ọ gwụkwala ma m̀ kwuru ka o zoo.”+

2 Jehova gwaziri Ịlaịja, sị: 3 “Si ebe a gaa ebe ọwụwa anyanwụ ma zoo na Ndagwurugwu* Kirit, nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan. 4 Na-aṅụ mmiri dị na ndagwurugwu ahụ. M ga-ezikwa ugoloọma ka ha na-ewetara gị nri ebe ahụ.”+ 5 Ọ gara ozugbo mee ihe Jehova kwuru. Ọ gara nọrọ n’akụkụ Ndagwurugwu* Kirit, nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan. 6 Ugoloọma na-ewetakwara ya achịcha na anụ n’ụtụtụ nakwa achịcha na anụ n’anyasị. Ọ na-aṅụkwa mmiri dị na ndagwurugwu ahụ.+ 7 Ma, ka oge na-aga, mmiri dị na ndagwurugwu ahụ tara,+ n’ihi na mmiri kwụsịrị izo n’obodo ahụ.

8 Jehova gwaziri Ịlaịja, sị: 9 “Bilie gaa Zarefat dị na Saịdọn, nọrọkwa ebe ahụ. M ga-agwa otu nwaanyị isi mkpe nọ ebe ahụ ka ọ na-enye gị nri.”+ 10 O biliziri gawa Zarefat. Mgbe o rutere n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ, ọ hụrụ otu nwaanyị isi mkpe nọ ebe ahụ na-akpa nkụ. Ọ kpọrọ ya, sị ya: “Biko, kutetụrụ m mmiri ka m ṅụọ.”+ 11 Mgbe ọ gawara ikute ya, ọ kpọrọ ya, sị ya: “Biko, wetatụkwara m achịcha.” 12 Nwaanyị ahụ wee sị ya: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke gị, onye dị ndụ, na-aṅụ iyi na enweghị m achịcha ọ bụla, ma e wezụga obere ntụ ọka dị ná nnukwu ite nakwa obere mmanụ dị n’obere ite.+ M na-akpata obere nkụ. M ga-agakwa mee achịcha mụ na nwa m ga-ata. Anyị tachaa, anyị echerezie ọnwụ.”

13 Ịlaịja asị ya: “Atụla egwu. Gaa mee ihe i kwuru. Kama buru ụzọ si ná ntụ ọka ahụ mee obere achịcha wetara m, gị agazie mee nke gị na nwa gị ga-ata. 14 Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, sị: ‘Ntụ ọka ahụ dị ná nnukwu ite agaghị agwụ. Mmanụ ahụ dị n’obere ite agaghịkwa agwụ ruo ụbọchị Jehova ga-eme ka mmiri zoo.’”+ 15 Nwaanyị ahụ gaziri mee ihe Ịlaịja gwara ya, nke mere na ya na ezinụlọ ya na Ịlaịja nwere nri ha nọ na-eri ruo ọtụtụ ụbọchị.+ 16 Ntụ ọka ahụ dị ná nnukwu ite agwụghị, mmanụ ahụ dị n’obere ite agwụghịkwa, otú Jehova si n’ọnụ Ịlaịja kwuo.

17 Mgbe ihe ndị a mechara, nwa nwaanyị ahụ dara ọrịa. Ọrịa ahụ mechakwara ka njọ, nke na o gburu ya.+ 18 Nwaanyị ahụ wee sị Ịlaịja: “Onye nke ezi Chineke, gịnị ka m mere gị?* Ị̀ bịara ebe a ka i chetara m mmehie m, gbuokwa nwa m nwoke?”+ 19 Ma Ịlaịja sịrị ya: “Kunye m nwa gị.” O kunyere ya nwa ahụ, ya ekuru ya gbagoo n’ọnụ ụlọ dị n’elu, bụ́ ebe o bi, nyiwe ya n’àkwà* ya.+ 20 Ọ kpọkukwara Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke m,+ gịnịkwanụ mere i ji mee nwaanyị isi mkpe a m bi n’ụlọ ya ihe a, kwe ka nwa ya nwụọ?” 21 O hulataziri n’elu nwa ahụ ugboro atọ ma kpọkuo Jehova, sị: “Jehova bụ́ Chineke m, biko, mee ka nwatakịrị a dịghachi ndụ.” 22 Jehova nụkwara arịrịọ Ịlaịja,+ nwatakịrị ahụ adịrịghachi ndụ.+ 23 Ịlaịja akpọrọzie nwa ahụ, si n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’elu kpọdata ya, banye n’ọnụ ụlọ ha ma kpọnye ya nne ya, sị: “Lekwa nwa gị. Ọ dịla ndụ.”+ 24 Nwaanyị ahụ asị Ịlaịja: “Ugbu a ka m matara na ị bụ onye nke Chineke n’eziokwu+ nakwa na ihe Jehova gwara gị kwuo bụ eziokwu.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya