Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 130
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • “M nọ ná nnukwu nsogbu na-akpọ gị”

        • “A sị na ọ bụ mmehie ka ị na-ele” (3)

        • Jehova na-agbaghara mmehie n’eziokwu (4)

        • “M na-echeresi Jehova ike” (6)

Abụ Ọma 130:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ala ala mmiri.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ákw 3:55; Jo 2:1, 2

Abụ Ọma 130:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

  • *

    Ma ọ bụ “na-agụkọ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 38:4; 103:14; 143:1, 2; Aịz 55:7; Da 9:18; Ro 3:20; Taị 3:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2019, p. 3

    Ụlọ Nche,

    10/15/2002, p. 14

Abụ Ọma 130:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “na-atụ egwu gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:6, 7; Ọm 25:11
  • +Jer 33:8, 9

Abụ Ọma 130:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Mkpụrụ obi m.”

Abụ Ọma 130:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Maị 7:7
  • +Ọm 119:147

Abụ Ọma 130:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 86:5

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 130:1Ákw 3:55; Jo 2:1, 2
Ọma 130:3Ọm 38:4; 103:14; 143:1, 2; Aịz 55:7; Da 9:18; Ro 3:20; Taị 3:5
Ọma 130:4Ọp 34:6, 7; Ọm 25:11
Ọma 130:4Jer 33:8, 9
Ọma 130:6Maị 7:7
Ọma 130:6Ọm 119:147
Ọma 130:7Ọm 86:5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 130:1-8

Abụ Ọma

Abụ Mgbago.

130 Jehova, m nọ ná nnukwu nsogbu* na-akpọ gị.+

 2 Jehova, biko, nụrụ olu m.

Nụrụ arịrịọ m na-arịọ gị ka i nyere m aka.

 3 Jaa,* a sị na ọ bụ mmehie ka ị na-ele,*

Jehova, ònye ka ikpe na-agaghị ama?+

 4 N’ihi na ị na-agbaghara ndị mmadụ mmehie ha n’eziokwu,+

Ka e wee na-akwanyere gị ùgwù.*+

 5 M nwere olileanya n’ebe Jehova nọ. M* nwere olileanya n’ebe ọ nọ.

M tụkwasịrị okwu ya obi.

 6 M* na-echeresi Jehova ike+

Karịa otú ndị nche si eche ka chi bọọ,+

Karịa otú ndị nche si atụsi anya ike ka chi bọọ.

 7 Ka ndị Izrel na-echere Jehova

N’ihi na Jehova anaghị ahapụ ndị ọ hụrụ n’anya,+

O nwekwara nnukwu ike ọ ga-eji gbapụta ha.

 8 Ọ ga-agbaghara ndị Izrel mmehie ha niile.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya