Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 15
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ

      • Iwu ndị na-achị àjà dị iche iche (1-21)

        • Otu iwu ga na-achị nwa afọ na onye mbịarambịa (15, 16)

      • Àjà a na-achụ maka mmehie e mere n’amaghị ụma (22-29)

      • Ahụhụ a ga-ata onye kpachaara anya mehie (30, 31)

      • E gburu onye dara iwu Ụbọchị Izu Ike (32-36)

      • Ndị Izrel ga-adụnye ihe dị yọrị yọrị n’ọnụ ọnụ ala uwe ha (37-41)

Ọnụ Ọgụgụ 15:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:18

Ọnụ Ọgụgụ 15:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “àjà ísì ya na-eme ka obi jụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 1:9
  • +Le 1:2, 3
  • +Le 7:16; 22:18, 19, 21
  • +Le 23:4; Ọg 28:16; 29:1; Di 16:13, 16

Ọnụ Ọgụgụ 15:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Efa bụ ihe e ji atụ̀ ihe. Otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu efa bụ lita 2.2. Gụọ B14.

  • *

    Hin bụ ihe e ji atụ̀ ihe. Otu hin bụ lita 3.67. Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 29:40; Le 2:1, 11

Ọnụ Ọgụgụ 15:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 28:6, 7, 11, 14

Ọnụ Ọgụgụ 15:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “àjà ísì ya na-eme ka obi jụrụ.”

Ọnụ Ọgụgụ 15:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 1:3
  • +Le 3:1, 3; 7:11
  • +Le 7:16

Ọnụ Ọgụgụ 15:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 6:14; Ọg 28:11, 12; 29:6

Ọnụ Ọgụgụ 15:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “àjà ísì ya na-eme ka obi jụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 28:11, 14

Ọnụ Ọgụgụ 15:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “àjà ísì ya na-eme ka obi jụrụ.”

Ọnụ Ọgụgụ 15:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “àjà ísì ya na-eme ka obi jụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:49; Le 24:22; Ọg 9:14

Ọnụ Ọgụgụ 15:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 19:34

Ọnụ Ọgụgụ 15:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “achịcha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 5:11, 12

Ọnụ Ọgụgụ 15:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọka a nwere ike ịbụ ọka wit ma ọ bụ ọka bali.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:19; Le 2:14; Ọg 18:8, 12; Di 26:1, 2; Ilu 3:9

Ọnụ Ọgụgụ 15:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “àjà ísì ya na-eme ka obi jụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 15:8-10
  • +Ọg 28:15

Ọnụ Ọgụgụ 15:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 4:20; Hib 2:17; 1Jn 2:1, 2

Ọnụ Ọgụgụ 15:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 4:27, 28

Ọnụ Ọgụgụ 15:28

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 4:32, 35

Ọnụ Ọgụgụ 15:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:49; Le 24:22; Ọg 9:14; 15:15

Ọnụ Ọgụgụ 15:30

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

  • *

    Na Hibru, “A ga-esi ná ndị ya gbupụ ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 21:14; Di 17:12; Hib 10:26, 27

Ọnụ Ọgụgụ 15:31

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 10:28
  • +Ezi 18:20

Ọnụ Ọgụgụ 15:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:9, 10; 35:2; Di 5:13, 14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2022, p. 2-3

Ọnụ Ọgụgụ 15:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 24:11, 12

Ọnụ Ọgụgụ 15:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 31:14
  • +Le 24:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2022, p. 2-3

Ọnụ Ọgụgụ 15:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 22:12; Mt 23:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2011, p. 12

    8/1/2004, p. 26

    7/15/2003, p. 13

Ọnụ Ọgụgụ 15:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 11:18
  • +Ọp 34:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2011, p. 12-13

    7/15/2003, p. 13

Ọnụ Ọgụgụ 15:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 11:44; Ro 12:1; 1Pi 1:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2003, p. 13

Ọnụ Ọgụgụ 15:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 17:8; Ọp 29:45; Le 25:38
  • +Ọp 3:15; 6:2, 3

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 15:2Je 15:18
Ọnụ Ọgụ. 15:3Le 1:9
Ọnụ Ọgụ. 15:3Le 1:2, 3
Ọnụ Ọgụ. 15:3Le 7:16; 22:18, 19, 21
Ọnụ Ọgụ. 15:3Le 23:4; Ọg 28:16; 29:1; Di 16:13, 16
Ọnụ Ọgụ. 15:4Ọp 29:40; Le 2:1, 11
Ọnụ Ọgụ. 15:5Ọg 28:6, 7, 11, 14
Ọnụ Ọgụ. 15:8Le 1:3
Ọnụ Ọgụ. 15:8Le 3:1, 3; 7:11
Ọnụ Ọgụ. 15:8Le 7:16
Ọnụ Ọgụ. 15:9Le 6:14; Ọg 28:11, 12; 29:6
Ọnụ Ọgụ. 15:10Ọg 28:11, 14
Ọnụ Ọgụ. 15:14Ọp 12:49; Le 24:22; Ọg 9:14
Ọnụ Ọgụ. 15:15Le 19:34
Ọnụ Ọgụ. 15:19Jos 5:11, 12
Ọnụ Ọgụ. 15:20Ọp 23:19; Le 2:14; Ọg 18:8, 12; Di 26:1, 2; Ilu 3:9
Ọnụ Ọgụ. 15:24Ọg 15:8-10
Ọnụ Ọgụ. 15:24Ọg 28:15
Ọnụ Ọgụ. 15:25Le 4:20; Hib 2:17; 1Jn 2:1, 2
Ọnụ Ọgụ. 15:27Le 4:27, 28
Ọnụ Ọgụ. 15:28Le 4:32, 35
Ọnụ Ọgụ. 15:29Ọp 12:49; Le 24:22; Ọg 9:14; 15:15
Ọnụ Ọgụ. 15:30Ọp 21:14; Di 17:12; Hib 10:26, 27
Ọnụ Ọgụ. 15:31Hib 10:28
Ọnụ Ọgụ. 15:31Ezi 18:20
Ọnụ Ọgụ. 15:32Ọp 20:9, 10; 35:2; Di 5:13, 14
Ọnụ Ọgụ. 15:34Le 24:11, 12
Ọnụ Ọgụ. 15:35Ọp 31:14
Ọnụ Ọgụ. 15:35Le 24:14
Ọnụ Ọgụ. 15:38Di 22:12; Mt 23:5
Ọnụ Ọgụ. 15:39Di 11:18
Ọnụ Ọgụ. 15:39Ọp 34:15
Ọnụ Ọgụ. 15:40Le 11:44; Ro 12:1; 1Pi 1:15
Ọnụ Ọgụ. 15:41Je 17:8; Ọp 29:45; Le 25:38
Ọnụ Ọgụ. 15:41Ọp 3:15; 6:2, 3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọnụ Ọgụgụ 15:1-41

Ọnụ Ọgụgụ

15 Jehova gwara Mosis okwu ọzọ, sị: 2 “Gwa ndị Izrel okwu, sị ha, ‘Mgbe unu mechara bata n’ala m na-enye unu ka unu biri na ya,+ 3 unu achọọ isi n’ìgwè ehi ma ọ bụ n’ìgwè ewu na atụrụ chụọrọ Jehova àjà a na-esu ọkụ ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ọma* unu na-achụrụ Jehova,+ ma ọ̀ bụ àjà a na-esu ọkụ+ ma ọ̀ bụ àjà mmadụ chọrọ iji mezuo nkwa pụrụ iche o kwere ma ọ̀ bụ onyinye si ya n’obi+ ọ chọrọ inye ma ọ bụ onyinye a na-enye n’oge ememme unu dị iche iche,+ 4 onye na-eweta onyinye ya ga-ewetakwara Jehova àjà ọka, ya bụ, otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu efa* ntụ ọka e gwere nke ọma,+ nke a gwara otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu hin* mmanụ. 5 Unu ga-ejikwa otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu hin mmanya chụọ àjà mmanya mgbe unu na-achụ àjà a na-esu ọkụ+ ma ọ bụ mgbe unu ji nwa ebule ọ bụla na-achụ àjà. 6 Ma ọ bụ, mgbe unu na-achụ ebule n’àjà, unu ga-eji ụzọ abụọ n’ụzọ iri nke otu efa ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara otu ụzọ n’ụzọ atọ nke otu hin mmanụ chụọ àjà ọka. 7 Unu ga-ewetakwa otu ụzọ n’ụzọ atọ nke otu hin mmanya ka ọ bụrụ àjà mmanya. Ọ bụ àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.

8 “‘Ma ọ bụrụ na unu chọrọ iji oké ehi chụọrọ Jehova àjà a na-esu ọkụ+ ma ọ bụ àjà udo+ ma ọ bụ àjà unu ji emezu nkwa pụrụ iche+ unu kwere, 9 unu ga-ewetakọta oké ehi ahụ na àjà ọka,+ ya bụ, ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu efa ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara ọkara otu hin mmanụ. 10 Unu ga-ewetakwa ọkara otu hin mmanya ka ọ bụrụ àjà mmanya.+ Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova. 11 Ọ bụ ihe a ka a ga-eme mgbe unu na-achụ oké ehi ọ bụla ma ọ bụ ebule ọ bụla ma ọ bụ nwa ebule ọ bụla ma ọ bụ ewu ọ bụla n’àjà. 12 N’agbanyeghị ole unu na-achụ n’àjà, ọ bụ ihe a ka unu ga-eme mgbe unu na-achụ nke ọ bụla n’àjà. 13 Ọ bụ otú a ka nwa afọ Izrel ọ bụla ga-esi na-achụ àjà a na-esu ọkụ, ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.

14 “‘Ọ bụrụ na onye mbịarambịa nke binyeere unu ma ọ bụ onye bi n’obodo unu kemgbe ọtụtụ afọ chọrọ ịchụ àjà a na-esu ọkụ ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova, o kwesịrị ịchụ ya otú unu si achụ ya.+ 15 Ọ bụ otu iwu ga na-achị ununwa ndị so n’ọgbakọ a na onye mbịarambịa binyeere unu. Ọ ga-abụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe. Unu na onye mbịarambịa ga-abụ otu n’ihu Jehova.+ 16 Otu iwu na otu ntụziaka ga na-achị unu na onye mbịarambịa binyeere unu.’”

17 Jehova gwakwara Mosis, sị: 18 “Gwa ndị Izrel okwu, sị ha, ‘Mgbe unu ga-abata n’ala m na-akpọga unu, 19 unu ewee rie nri* ala ahụ mepụtara,+ unu ga-enye Jehova onyinye. 20 Unu ga-eji ntụ ọka* si ná mkpụrụ mbụ+ unu wetara n’ubi mee achịcha ndị dị okirikiri ma jiri ha nye onyinye. Unu ga-enye ha n’onyinye otú unu si enye ihe si n’ebe unu na-azọcha ọka. 21 Unu ga na-enye Jehova ụfọdụ ntụ ọka si ná mkpụrụ mbụ unu wetara n’ubi ka ọ bụrụ onyinye a na-enye ya n’ọgbọ unu niile.

22 “‘Ọ bụrụ na unu emehie ma ghara ime ihe a niile Jehova nyere Mosis n’iwu, 23 ya bụ, ihe niile Jehova si n’ọnụ Mosis nye unu n’iwu, malite n’ụbọchị Jehova nyere ha n’iwu ruo n’ọgbọ unu niile, 24 ọ bụrụ na e mere ihe ahụ n’amaghị ụma, ya abụrụkwa na nzukọ unu amaghị banyere ya, nzukọ unu niile ga-achụ oké ehi n’àjà ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova. Unu ga-achụkwa àjà ọka na àjà mmanya ha na ya na-agakọ otú e nyere iwu ka e si na-achụ ha,+ jirikwa otu nwa ewu chụọ àjà mmehie.+ 25 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri nzukọ Izrel niile mmehie ha, a ga-agbagharakwa ha mmehie ha,+ n’ihi na e mere ya n’amaghị ụma, ha wetakwara onyinye ha ka e jiri ha chụọrọ Jehova àjà a na-esu ọkụ, wetakwa àjà mmehie ha n’ihu Jehova n’ihi ihe ha mere n’amaghị ụma. 26 A ga-agbaghara nzukọ Izrel niile na ndị mbịarambịa binyeere ha n’ihi na ha niile mere mmehie ahụ n’amaghị ụma.

27 “‘Ọ bụrụ na onye* ọ bụla emehie n’amaghị ụma, ọ ga-eweta nne ewu na-agafebeghị otu afọ ka ọ bụrụ àjà mmehie.+ 28 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri onye* ahụ mehiere n’amaghị ụma mmehie ya nke o mere n’ihu Jehova, ka e wee kpuchie mmehie ahụ. A ga-agbagharakwa ya.+ 29 Otu iwu ga na-achị ụmụ afọ Izrel na onye mbịarambịa binyeere ha ma a bịa n’ihe gbasara mmehie mmadụ mere n’amaghị ụma.+

30 “‘Ma onye* kpachaara anya mehie,+ ma ọ̀ bụ nwa afọ ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa, ọ na-ekwulu Jehova. A ga-egbu ya.* 31 A ga-egburịrị onye* ahụ maka na o leghaara okwu Jehova anya, mebiekwa iwu ya.+ Mmehie ya ga-adị ya n’isi.’”+

32 Mgbe ndị Izrel nọ n’ala ịkpa, ha hụrụ otu nwoke ka ọ na-akpa nkụ n’Ụbọchị Izu Ike.+ 33 Ndị hụrụ ka ọ na-akpa nkụ kpọọrọ ya bịakwute Mosis na Erọn na nzukọ ahụ niile. 34 Ha jichiri ya+ n’ihi na e kwubeghị ihe a ga-eme ya.

35 Jehova wee gwa Mosis, sị: “A ga-egburịrị nwoke ahụ.+ Nzukọ ahụ niile ga-esi n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ ya ma tụọ ya nkume.”+ 36 Nzukọ ahụ niile wee si n’ebe ha mara ụlọikwuu kpọpụ ya ma were nkume tụgbuo ya, otú Jehova nyere Mosis n’iwu.

37 Jehova gwaziri Mosis, sị: 38 “Gwa ndị Izrel okwu, sị ha na ha ga na-adụnye ihe dị yọrị yọrị n’ọnụ ọnụ ala uwe mwụda ha n’ọgbọ ha niile. Ha ga-adụnyekwa eriri na-acha anụnụ anụnụ n’elu ebe ahụ a dụnyere ihe ahụ dị yọrị yọrị n’ọnụ ọnụ ala uwe mwụda ha.+ 39 ‘Unu ga-adụnye ihe ahụ dị yọrị yọrị ka unu na-ahụ ya wee na-echeta ihe niile Jehova nyere n’iwu ma na-eme ha.+ Unu esokwala obi unu na anya unu, bụ́ ihe ndị na-eme ka unu kpaa àgwà ka ndị akwụna hapụ m fewe chi ọzọ.+ 40 Iwu a ga-eme ka unu na-echeta ihe niile m nyere n’iwu. Unu ga-emekwa ha ma bụrụ ndị dị nsọ n’anya Chineke unu.+ 41 Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’Ijipt iji gosi na m bụ Chineke unu.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya