Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 46
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • “Chineke bụ ebe mgbaba anyị”

        • Ọrụ dị ịtụnanya Chineke na-arụ (8)

        • Chineke na-eme ka agha kwụsị n’ụwa niile (9)

Abụ Ọma 46:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 20:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1882

    Ụlọ Nche,

    12/1/2009, p. 29

Abụ Ọma 46:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 14:26; Aịz 25:4
  • +Di 4:7; Ọm 145:18, 19; Ne 1:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 157

    Ụlọ Nche,

    3/15/2008, p. 13

Abụ Ọma 46:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 54:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 157

Abụ Ọma 46:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 93:4; Jer 5:22

Abụ Ọma 46:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 6:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ezigbo Ofufe, p. 204

Abụ Ọma 46:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 23:14; Ọm 132:13; Aịz 12:6
  • +Ọp 14:24

Abụ Ọma 46:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 2:24

Abụ Ọma 46:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 1:9; Jer 1:19; Ro 8:31

Abụ Ọma 46:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “ọta.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 11:9; Maị 4:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/2004, p. 5

    4/15/1990, p. 5

Abụ Ọma 46:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 2:11
  • +1Ih 29:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Amaokwu Baịbụl Ndị A Kọwara, isiokwu 26

Abụ Ọma 46:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 20:17
  • +Ọm 48:3; 125:2

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 46:okwu mmeghe2Ih 20:19
Ọma 46:1Ilu 14:26; Aịz 25:4
Ọma 46:1Di 4:7; Ọm 145:18, 19; Ne 1:7
Ọma 46:2Aịz 54:10
Ọma 46:3Ọm 93:4; Jer 5:22
Ọma 46:42Ih 6:6
Ọma 46:5Di 23:14; Ọm 132:13; Aịz 12:6
Ọma 46:5Ọp 14:24
Ọma 46:6Jos 2:24
Ọma 46:7Jos 1:9; Jer 1:19; Ro 8:31
Ọma 46:9Aịz 11:9; Maị 4:3
Ọma 46:10Aịz 2:11
Ọma 46:101Ih 29:11
Ọma 46:112Ih 20:17
Ọma 46:11Ọm 48:3; 125:2
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 46:1-11

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. Abụ ụmụ Kora.+ A ga-eji ụda Alamọt* kpọọ ya.

46 Chineke bụ ebe mgbaba anyị na ike anyị.+

Ọ dị njikere inyere anyị aka n’oge nsogbu.+

 2 Ọ bụ ya mere na anyị agaghị atụ egwu, ọ bụrụgodị na ụwa agbanwee,

Ọ bụrụgodị na ugwu dị iche iche amaa jijiji daba n’ala oké osimiri,+

 3 Ọ bụrụgodị na mmiri ya na-eme mkpọtụ, na-agbọkwa ụfụfụ,+

Ọ bụrụgodị na ugwu dị iche iche amaa jijiji maka na oké osimiri na-enugharị enugharị. (Sila)

 4 E nwere osimiri nke iyi ndị si na ya asọpụta na-eme ka ndị bi n’obodo Chineke ṅụrịa ọṅụ.+

Ha na-eme ka ebe nsọ, ya bụ, nnukwu ụlọikwuu nke Onye Kacha Elu, ṅụrịa ọṅụ.

 5 Chineke nọ n’obodo ahụ.+ A gaghị akwatuli ya.

Chineke ga-enyere ya aka mgbe chi bọrọ.+

 6 Mba dị iche iche nọ na-agba ghara ghara. E meriri alaeze dị iche iche.

Ọ bara mba, ụwa wee maa jijiji.+

 7 Jehova nke ụsụụ ndị agha nọnyeere anyị.+

Chineke Jekọb bụ ebe anyị na-agbaba, aka aghara ịkpa anyị. (Sila)

 8 Bịanụ, hụ ọrụ dị iche iche Jehova na-arụ,

Otú o si mee ihe dị iche iche dị ịtụnanya n’ụwa.

 9 Ọ na-eme ka agha kwụsị n’ebe niile n’ụwa.+

Ọ na-agbaji ụta, na-agbajisịkwa ube.

Ọ na-agba ụgbọ e ji alụ agha* ọkụ.

10 “Chịlierenụ m aka elu. Maranụ na m bụ Chineke.

A ga-eto m ná mba niile.+

A ga-eto m n’ụwa.”+

11 Jehova nke ụsụụ ndị agha nọnyeere anyị.+

Chineke Jekọb bụ ebe anyị na-agbaba, aka aghara ịkpa anyị.+ (Sila)

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya