Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 84
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ịga n’ụlọikwuu Chineke gụrụ ọbụ abụ agụụ

        • Onye Livaị chọrọ ịna-anọ n’ụlọ nsọ ka nnụnụ (3)

        • “Ịnọ otu ụbọchị n’ogige ụlọ gị” (10)

        • ‘Chineke bụ anyanwụ na ọta’ (11)

Abụ Ọma 84:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 20:19

Abụ Ọma 84:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 27:4; 43:3; 46:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1997, p. 8

Abụ Ọma 84:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 42:1, 2; 63:1, 2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1997, p. 8

Abụ Ọma 84:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 6 2016, p. 8

    Ụlọ Nche,

    3/15/1997, p. 8-9

Abụ Ọma 84:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 23:6; 65:4
  • +1Ih 25:7; Ọm 150:1

Abụ Ọma 84:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 28:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2006, p. 15

Abụ Ọma 84:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndagwurugwu osisi beka juru na ya.”

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Onye na-ezi ha ihe ji ngọzi ekpuchi onwe ya ka ákwà.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1997, p. 8

Abụ Ọma 84:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:32; Aịz 40:29-31; Hab 3:19

Abụ Ọma 84:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Chineke, biko, lee ọta anyị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 15:1
  • +1Sa 2:10

Abụ Ọma 84:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “iguzo.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 26:8; 27:4; 43:3, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1997, p. 9

Abụ Ọma 84:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 27:1; Aịz 60:19, 20
  • +Di 33:29; 2Sa 22:3; Ọm 144:2
  • +Ọm 34:9; 37:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/1/2009, p. 14

Abụ Ọma 84:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 146:5; Jer 17:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/1997, p. 11

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 84:okwu mmeghe2Ih 20:19
Ọma 84:1Ọm 27:4; 43:3; 46:4
Ọma 84:2Ọm 42:1, 2; 63:1, 2
Ọma 84:4Ọm 23:6; 65:4
Ọma 84:41Ih 25:7; Ọm 150:1
Ọma 84:5Ọm 28:7
Ọma 84:7Ọm 18:32; Aịz 40:29-31; Hab 3:19
Ọma 84:9Je 15:1
Ọma 84:91Sa 2:10
Ọma 84:10Ọm 26:8; 27:4; 43:3, 4
Ọma 84:11Ọm 27:1; Aịz 60:19, 20
Ọma 84:11Di 33:29; 2Sa 22:3; Ọm 144:2
Ọma 84:11Ọm 34:9; 37:18
Ọma 84:12Ọm 146:5; Jer 17:7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 84:1-12

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ; nke ụda Gitit.* Abụ ụmụ Kora.+ Abụ ọma.

84 Jehova nke ụsụụ ndị agha,

Ụlọikwuu gị nke dị ebube mara ezigbo mma.+

 2 Ịga n’ogige ụlọ Jehova+

Na-agụsi m* agụụ ike.

Ọ gụkatala m ike agwụ m.

Eji m obi m niile na ike m niile na-eti mkpu ọṅụ n’ihu Chineke dị ndụ.

 3 Jehova nke ụsụụ ndị agha,

Eze m na Chineke m,

Nnụnụ na-ahụdị ebe ha ga-ebi n’akụkụ nnukwu ebe ịchụàjà gị.

Elekentịọba kpakwara akwụ́ ya n’ebe ahụ,

Bụ́ ebe ọ na-elekọta ụmụ ya.

 4 Ndị bi n’ụlọ gị na-enwe obi ụtọ.+

Ha ga na-eto gị.+ (Sila)

 5 Ndị ị bụ ike ha na-enwe obi ụtọ,+

Ya bụ, ndị ọ na-agụ agụụ ka ha nọrọ n’ụzọ e si aga n’ụlọ gị.

 6 Mgbe ha na-esi na Ndagwurugwu Beka* agafe,

Ha na-ewere ebe ahụ ka isi mmiri.

Mmiri ozuzo mbụ na-agọzikwa ala ahụ.*

 7 Ha ga na-aga ebe ha na-aga, ma ike agaghị agwụ ha.+

Onye ọ bụla n’ime ha na-abịa n’ihu Chineke n’ime Zayọn.

 8 Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha, biko, nụrụ ekpere m.

Chineke Jekọb, biko, ṅaa m ntị. (Sila)

 9 Ọta anyị+ na Chineke anyị,*

Meere onye i tere mmanụ amara.+

10 N’ihi na ịnọ otu ụbọchị n’ogige ụlọ gị dị mma karịa ịnọ otu puku ụbọchị n’ebe ọ bụla ọzọ.+

Ọ kaara m mma iguzo ọtọ na-eje ozi* n’ọnụ ụzọ ụlọ Chineke m

Kama ibi n’ụlọikwuu ndị ajọ omume.

11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ anyị+ na ọta anyị.+

Ọ na-emere ndị mmadụ amara, na-emekwa ka a na-akwanyere ha ùgwù.

Jehova agaghị ajụ inye

Ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta ihe ọ bụla dị mma.+

12 Jehova nke ụsụụ ndị agha,

Onye tụkwasịrị gị obi na-enwe obi ụtọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya