Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 8
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Abụọ

      • Onyinye a nakọtara maka ụmụnna nọ na Judia (1-15)

      • A ga-eziga Taịtọs Kọrịnt (16-24)

2 Ndị Kọrịnt 8:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:26

2 Ndị Kọrịnt 8:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2001, p. 30

    11/1/1998, p. 25

2 Ndị Kọrịnt 8:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 11:29; 2Kọ 9:7
  • +Mk 12:43, 44

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1998, p. 25

2 Ndị Kọrịnt 8:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:25, 26; 1Kọ 16:1; 2Kọ 9:1, 2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    5/2019, p. 3

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 209-210

    Ụlọ Nche,

    3/15/2001, p. 30

    11/1/1998, p. 25

2 Ndị Kọrịnt 8:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 12:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/1998, p. 30

2 Ndị Kọrịnt 8:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 6:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/1992, p. 16

2 Ndị Kọrịnt 8:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 8:20; Fil 2:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1992, p. 17

    1/15/1992, p. 16-17

2 Ndị Kọrịnt 8:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 7:25

2 Ndị Kọrịnt 8:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mgbe unu mechara ihe unu bidoro.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/1992, p. 17

2 Ndị Kọrịnt 8:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 16:10, 17; Ilu 3:27, 28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2013, p. 15

    12/1/2012, p. 5

    11/1/2000, p. 29

    11/1/1998, p. 26

    1/15/1992, p. 17

2 Ndị Kọrịnt 8:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ozi Alaeze,

    6/1998, p. 6

2 Ndị Kọrịnt 8:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe Ndị E Ji Onyinye I Nyere Eme, isiokwu 5

    Ozi Alaeze,

    6/1998, p. 6

    Ụlọ Nche,

    1/15/1992, p. 17

2 Ndị Kọrịnt 8:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/1992, p. 17

2 Ndị Kọrịnt 8:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 12:18

2 Ndị Kọrịnt 8:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1998, p. 7

2 Ndị Kọrịnt 8:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 16:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2001, p. 30-31

2 Ndị Kọrịnt 8:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 3:4; 1Pi 2:12

2 Ndị Kọrịnt 8:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 1:22; 2:17

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Kọr. 8:1Ro 15:26
2 Kọr. 8:3Ọrụ 11:29; 2Kọ 9:7
2 Kọr. 8:3Mk 12:43, 44
2 Kọr. 8:4Ro 15:25, 26; 1Kọ 16:1; 2Kọ 9:1, 2
2 Kọr. 8:62Kọ 12:18
2 Kọr. 8:71Ti 6:18
2 Kọr. 8:9Mt 8:20; Fil 2:7
2 Kọr. 8:101Kọ 7:25
2 Kọr. 8:12Di 16:10, 17; Ilu 3:27, 28
2 Kọr. 8:15Ọp 16:18
2 Kọr. 8:162Kọ 12:18
2 Kọr. 8:201Kọ 16:1
2 Kọr. 8:21Ilu 3:4; 1Pi 2:12
2 Kọr. 8:241Pi 1:22; 2:17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Kọrịnt 8:1-24

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Kọrịnt

8 Ụmụnna anyị, anyị chọrọ ịgwa unu gbasara amara Chineke meere ọgbakọ ndị dị na Masedonia.+ 2 Mgbe ha na-ata ahụhụ n’oge a na-akpagbu ha, ha nọ na-aṅụrị ezigbo ọṅụ, na-emesapụkwa nnọọ aka n’agbanyeghị na o nweghị ka ọ hà ha. 3 Ha nyere ihe otú ike kwere ha.+ M na-agba akaebe na ha nyedịrị karịa otú ike ha hà.+ 4 Ha nọdị na-arịọ anyị ka anyị meere ha amara kwe ka ha na-enye onyinye, ka ha sorokwa na-enyere ndị nsọ aka.+ 5 Ha mere karịa ihe anyị tụrụ anya ya. Ha bu ụzọ nyefee Onyenwe anyị onwe ha, nyekwara anyị aka otú Chineke chọrọ. 6 Ọ bụ ya mere anyị ji gbaa Taịtọs ume+ ka ọ nakọtachaa onyinye unu ji obi unu niile nye, ebe ọ bụ ya malitere ịnakọta ya. 7 Unu na-eme nke ọma n’ihe niile. Okwukwe unu siri ike. Unu ma otú e si ekwu okwu. Unu ma ọtụtụ ihe. Unu na-agba ezigbo mbọ n’ihe ọ bụla unu na-eme. Unu hụrụ ndị ọzọ n’anya n’eziokwu otú anyị hụrụ unu. Ma, na-agbakwanụ mbọ ka unu na-emesapụ aka.+

8 Ọ bụghị iwu ka m na-enye unu, kama achọrọ m ka unu mara otú ndị ọzọ si jiri obi ha niile na-arụsi ọrụ ike. Achọkwara m ịma ma ịhụnanya unu ọ̀ bụ nke ezigbo ya. 9 N’ihi na unu ma amara Onyenwe anyị Jizọs Kraịst meere unu. Ọ bụ eziokwu na ọ bara ọgaranya, ọ dara ogbenye n’ihi unu,+ ka unu wee baa ọgaranya n’ihi ogbenye ọ dara.

10 Ihe a ka m chere:+ Ime ihe a ga-abara unu uru, n’ihi na o meela otu afọ unu malitere inye onyinye, unu jikwa obi unu niile na-enye ya. 11 Ugbu a, otú ahụ unu ji obi unu niile malite inye onyinye a, na-enyenụ ya otú aka hà unu ruo mgbe unu nyezuru ihe unu chọrọ inye.* 12 Onyinye Chineke kacha anabata bụ onyinye si mmadụ n’obi, n’ihi na Chineke na-atụ anya ka mmadụ nye ihe ọ ga-enyeli,+ ọ bụghị ihe ọ na-agaghị enyeli. 13 N’ihi na achọghị m ka ihe dịrị ndị ọzọ mfe, ma siere unu ike. 14 Kama ka e jiri ihe mafọọrọ unu mejuo ihe kọrọ ndị ọzọ ugbu a, ka e jirikwa ihe mafọọrọ ha mejuo ihe kọrọ unu, ka ihe unu nwere na ihe ha nwere wee hara otu. 15 Otú ahụ ka e dere ya, sị: “E nweghị ihe mafọọrọ onye kpooro nnukwu. Nke onye kpooro ntakịrị zukwaara ya.”+

16 Ekele dịrị Chineke na o mere ka Taịtọs na-eche gbasara unu otú anyị si eche gbasara unu.+ 17 N’ihi na ọ bụghị naanị na ọ nabatara ihe anyị gwara ya, kama, o ji obi ya niile nabata ya. Ọ bụ ya mere o ji kpebie na ọ ga-abịa hụ unu. 18 Ma, anyị na-ezitere unu ya na otu nwanna ọgbakọ niile na-aja mma n’ihi otú o si ezisa ozi ọma. 19 Ọgbakọ niile họpụtakwara ya ka o soro anyị na-aga ebunye ọgbakọ dị iche iche onyinye. Onyinye a anyị ga-ekesa ga-eme ka e too Onyenwe anyị, gosikwa na anyị chọrọ inyere ndị ọzọ aka. 20 N’ihi ya, anyị achọghị ikesa onyinye a otú ga-eme ka e nwee onye ga-ata anyị ụta.+ 21 N’ihi na anyị ‘na-akwụwa aka ọtọ n’ihe niile, ma n’anya Jehova,* ma n’anya ụmụ mmadụ.’+

22 Anyị na-ezitekwara unu ha na otu nwanna anyị, onye anyị chọpụtarala ọtụtụ mgbe na ọ na-agba mbọ n’ihe niile ọ na-eme. Ugbu a kwa, ọ ga-agbakwu mbọ n’ihi na obi siri ya ike na unu ga-eme nke ọma. 23 Ma, e nwee onye chọrọ ịma onye Taịtọs bụ, gwanụ ya na ọ bụ onye òtù m na onye ọrụ ibe m maka ọdịmma unu. E nweekwa onye chọrọ ịma gbasara ụmụnna ndị a, ya mara na ha na-anọchite anya ọgbakọ, na-emekwa ka a na-eto Kraịst. 24 N’ihi ya, gosinụ ụmụnna ndị a na unu hụrụ ha n’anya,+ gosikwanụ ọgbakọ dị iche iche ihe mere anyị ji jiri unu na-anya isi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya