Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 2
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Abụọ

      • Pọl chọrọ ime ka ndị ọzọ na-enwe aṅụrị (1-4)

      • A gbaghaara onye mere mmehie, nabatakwa ya n’ọgbakọ (5-11)

      • Mgbe Pọl gara Troas na mgbe ọ gara Masedonia (12, 13)

      • Ndị na-ezi ozi ọma na-enwe obi ụtọ ka ndị meriri n’agha (14-17)

        • Anyị anaghị ere okwu Chineke ere (17)

2 Ndị Kọrịnt 2:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 7:8, 9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1996, p. 11

2 Ndị Kọrịnt 2:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 5:1

2 Ndị Kọrịnt 2:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 15:23, 24
  • +Hib 12:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2010, p. 13

    10/1/1998, p. 17-18

2 Ndị Kọrịnt 2:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2013, p. 20

    10/1/1998, p. 17

2 Ndị Kọrịnt 2:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2006, p. 29

2 Ndị Kọrịnt 2:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 22:31; 2Ti 2:26
  • +Efe 6:11, 12; 1Pi 5:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2006, p. 27

    1/15/2006, p. 29

    8/15/2002, p. 26-28

    10/1/1998, p. 18

2 Ndị Kọrịnt 2:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 166

    Ụlọ Nche,

    11/15/1998, p. 30

2 Ndị Kọrịnt 2:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 2:3; Taị 1:4
  • +2Kọ 7:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 166

    Ụlọ Nche,

    11/15/1998, p. 30

2 Ndị Kọrịnt 2:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2010, p. 23

    9/1/2005, p. 31

    11/15/1990, p. 27-28

    7/15/1990, p. 10-15

2 Ndị Kọrịnt 2:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2010, p. 23

    7/15/2008, p. 28

    9/1/2005, p. 31

    11/15/1990, p. 27-28

2 Ndị Kọrịnt 2:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 15:19; 2Kọ 4:3; 1Pi 2:7, 8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/2010, p. 23

    7/15/2008, p. 28

    9/1/2005, p. 31

    11/15/1990, p. 27-28

    7/15/1990, p. 11-12

2 Ndị Kọrịnt 2:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 4:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/1992, p. 26-29

    7/15/1990, p. 12

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Kọr. 2:42Kọ 7:8, 9
2 Kọr. 2:51Kọ 5:1
2 Kọr. 2:7Lu 15:23, 24
2 Kọr. 2:7Hib 12:12
2 Kọr. 2:8Ro 12:10
2 Kọr. 2:11Lu 22:31; 2Ti 2:26
2 Kọr. 2:11Efe 6:11, 12; 1Pi 5:8
2 Kọr. 2:12Ọrụ 16:8
2 Kọr. 2:13Ga 2:3; Taị 1:4
2 Kọr. 2:132Kọ 7:5
2 Kọr. 2:16Jn 15:19; 2Kọ 4:3; 1Pi 2:7, 8
2 Kọr. 2:172Kọ 4:2
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Kọrịnt 2:1-17

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Kọrịnt

2 Ekpebiela m na mgbe ọzọ m ga-abịa ịhụ unu, agaghị m eme ihe ga-ewute unu ọzọ. 2 N’ihi na ọ bụrụ na mụ emee ihe ga-ewute ununwa na-eme m obi ụtọ, ònyezi ga-eme m obi ụtọ? 3 Ihe mere m ji dee ihe a bụ ka unu ghara ime ihe ga-ewute m mgbe m bịara, kama ka unu mee ihe ga-eme ka m ṅụrịa ọṅụ. N’ihi na obi siri m ike na ihe na-eme ka m nwee aṅụrị na-emekwa ka unu nwee aṅụrị. 4 N’ihi na eji m obi mgbawa na ezigbo anya mmiri na-ede akwụkwọ ozi a, obi adịghịkwa m mma. Anaghị m ekwu ihe a ka obi ghara ịdị unu mma,+ kama ka unu wee mara otú m hụruru unu n’anya.

5 O nwere onye mere ihe wutere unu.+ Ọ bụ unu ka ihe o mere wutere, ọ bụghị mụnwa. Ma, achọghị m ikwu ọtụtụ okwu gbasara ya. 6 Ahụhụ unu tara onye ahụ ezuola. 7 Ihe unu kwesịrị ime ugbu a bụ ịgbaghara ya ma kasie ya obi,+ ka otú ọnọdụ ya si ewute ya ghara ime ka ọ daa mbà.+ 8 N’ihi ya, ana m agba unu ume ka unu gosi ya na unu hụrụ ya n’anya.+ 9 Ihe ọzọ mere m ji na-edetara unu akwụkwọ ozi a bụ iji chọpụta ma ùnu na-erube isi n’ihe niile. 10 Agbagharala m onye ọ bụla unu gbaghaara. N’eziokwu, m gbaghara mmadụ, ọ bụ iji nyere unu aka. Kraịst bụkwa onye akaebe m. 11 Ịgbaghara mmadụ dị mkpa ka Setan wee ghara ịghọgbu anyị,+ n’ihi na anyị ma otú o si anwata ndị mmadụ.+

12 Mgbe m ruru Troas+ izisa ozi ọma banyere Kraịst, e mere ka m nwekwuo ohere ịrụ ọrụ Onyenwe anyị. 13 M nọ na-echegbu onwe m maka na ahụghị m Taịtọs+ nwanna m. N’ihi ya, m sịrị ụmụnna nọ ebe ahụ ka ọ dị n’oge ọzọ, gawazie Masedonia.+

14 Ma ekele dịrị Chineke, onye na-edu anyị ka anyị soro Kraịst na-enwe obi ụtọ otú ndị agha na-enwe ma ha merie n’agha. Ịmata ihe gbasara Chineke dị ka ịnụ ísì ọma. Chineke na-ejikwa ọrụ anyị na-arụ eme ka ndị mmadụ na-anụ ísì ọma a n’ebe niile. 15 N’anya Chineke, anyị, bụ́ ndị na-ezisa ozi ọma gbasara Kraịst, dị ka ihe na-esi ísì ọma. Ma ndị a ga-azọpụta ma ndị ga-ala n’iyi na-anụ ísì ọma a. 16 N’anya ndị na-ala n’iyi, ọ bụ ísì ọnwụ nke na-egbu mmadụ,+ ma n’anya ndị a ga-azọpụta, ọ bụ ísì ndụ nke na-eme ka mmadụ dịrị ndụ. Ònye ruru eru ije ozi a? 17 Anyị ruru eru n’ihi na anyị anaghị ere okwu Chineke ere+ otú ọtụtụ ndị na-eme. Ebe ọ bụkwa na n’anya Chineke, anyị na-eso ụzọ Kraịst, bụrụkwa ndị Chineke zipụrụ, anyị na-eji obi anyị niile ezi ozi ọma.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya