Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 148
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ka ihe niile e kere eke too Jehova

        • “Ndị mmụọ ozi ya niile, toonụ ya” (2)

        • ‘Anyanwụ, ọnwa, na kpakpando, toonụ ya’ (3)

        • Ka ndị agadi na ụmụaka too Chineke (12, 13)

Abụ Ọma 148:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Haleluja!” “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 89:5

Abụ Ọma 148:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 103:20; Lu 2:13
  • +Jer 32:18; Jud 14

Abụ Ọma 148:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 19:1

Abụ Ọma 148:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Eluigwe nke eluigwe.”

Abụ Ọma 148:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 33:6

Abụ Ọma 148:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 89:37
  • +Ọm 119:91; Jer 31:35, 36; 33:25

Abụ Ọma 148:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 54-55

    Ụlọ Nche,

    6/1/2004, p. 12

Abụ Ọma 148:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 9:23; Ọm 107:25; Aịz 30:30

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2004, p. 12-13

Abụ Ọma 148:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 98:8
  • +1Ih 16:33; Aịz 44:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2004, p. 13

Abụ Ọma 148:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 43:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2004, p. 13-14

Abụ Ọma 148:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 2:10, 11

Abụ Ọma 148:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 20

Abụ Ọma 148:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 8:1; Aịz 12:4
  • +1Ez 8:27; 1Ih 29:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 20

Abụ Ọma 148:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ọ ga-ebuli mpi ndị ya elu.”

  • *

    Ma ọ bụ “Haleluja!” “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 148:1Ọm 89:5
Ọma 148:2Ọm 103:20; Lu 2:13
Ọma 148:2Jer 32:18; Jud 14
Ọma 148:3Ọm 19:1
Ọma 148:5Ọm 33:6
Ọma 148:6Ọm 89:37
Ọma 148:6Ọm 119:91; Jer 31:35, 36; 33:25
Ọma 148:8Ọp 9:23; Ọm 107:25; Aịz 30:30
Ọma 148:9Ọm 98:8
Ọma 148:91Ih 16:33; Aịz 44:23
Ọma 148:10Aịz 43:20
Ọma 148:11Ọm 2:10, 11
Ọma 148:13Ọm 8:1; Aịz 12:4
Ọma 148:131Ez 8:27; 1Ih 29:11
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 148:1-14

Abụ Ọma

148 Toonụ Jaa!*

Ndị nọ n’eluigwe, toonụ Jehova.+

Ndị nọ n’ebe ndị kacha elu, toonụ ya.

 2 Ndị mmụọ ozi ya niile, toonụ ya.+

Ụsụụ ndị agha ya niile, toonụ ya.+

 3 Anyanwụ na ọnwa, toonụ ya.

Kpakpando niile na-enye ìhè, toonụ ya.+

 4 Eluigwe kacha elu*

Na mmiri ndị dị n’eluigwe, toonụ ya.

 5 Ka ha too aha Jehova

N’ihi na ọ bụ ya nyere iwu, e kee ha.+

 6 Ọ na-eme ka ha na-adị ruo mgbe niile ebighị ebi.+

O nyela iwu ga na-achị ha mgbe niile.+

 7 Toonụ Jehova n’ụwa,

Unu nnukwu anụ mmiri na mmiri niile miri emi,

 8 Unu àmụ̀mà na akụ́ mmiri ígwé, snoo na urukpuru,

Unu oké ifufe ndị na-eme ihe o kwuru,+

 9 Unu ugwu ukwu na unu ugwu nta niile,+

Unu osisi na-amị mkpụrụ na unu osisi sida niile,+

10 Unu anụ ọhịa+ na unu anụ ụlọ niile,

Unu anụ ndị na-arị arị na nnụnụ,

11 Unu ndị eze ụwa na unu mba niile,

Unu ndị isi na unu ndị ikpe niile e nwere n’ụwa,+

12 Unu ụmụ okorobịa na ụmụ agbọghọbịa,*

Ndị agadi nakwa ụmụaka.

13 Ka ha too aha Jehova,

N’ihi na ọ bụ naanị aha ya kacha elu.+

Ọ dị ebube karịa eluigwe na ụwa.+

14 Ọ ga-eme ka ndị ya sikwuo ike,*

Ka e wee na-aja ndị niile na-erubere ya isi mma,

Ya bụ, ndị Izrel, bụ́ ndị na-abịa ya nso.

Toonụ Jaa!*

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya