Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 143
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ọbụ abụ cheere Chineke otú ala si echere mmiri

        • ‘M na-echebara ọrụ gị echiche’ (5)

        • “Kụziere m otú m ga-esi na-eme uche gị” (10)

        • ‘Mmụọ nsọ gị dị mma, ka ọ na-edu m’ (10)

Abụ Ọma 143:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 65:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1996, p. 11

Abụ Ọma 143:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 9:2; Ọm 130:3; Ek 7:20; Ro 3:20; Ga 2:16; 1Jn 1:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1996, p. 11

Abụ Ọma 143:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1996, p. 11

Abụ Ọma 143:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 142:3
  • +Ọm 102:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1996, p. 11

Abụ Ọma 143:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-amụ banyere ọrụ aka gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 77:5, 6, 11, 12; 111:2, 3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1996, p. 11-12

Abụ Ọma 143:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 63:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1996, p. 13

Abụ Ọma 143:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ili.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 40:13; 70:5
  • +Ọm 142:3
  • +Ọm 27:9
  • +Ọm 28:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1996, p. 13

Abụ Ọma 143:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 5:8; Ilu 3:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2010, p. 21

    12/15/1996, p. 13

Abụ Ọma 143:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 59:1; 61:3, 4; 91:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1996, p. 13

Abụ Ọma 143:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-edu m n’ala ezi omume.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1996, p. 14-19

    9/15/1992, p. 15

Abụ Ọma 143:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 31:1

Abụ Ọma 143:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 25:29; 26:9, 10
  • +1Sa 24:12
  • +Ọm 89:20

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 143:1Ọm 65:2
Ọma 143:2Job 9:2; Ọm 130:3; Ek 7:20; Ro 3:20; Ga 2:16; 1Jn 1:10
Ọma 143:4Ọm 142:3
Ọma 143:4Ọm 102:4
Ọma 143:5Ọm 77:5, 6, 11, 12; 111:2, 3
Ọma 143:6Ọm 63:1
Ọma 143:7Ọm 40:13; 70:5
Ọma 143:7Ọm 142:3
Ọma 143:7Ọm 27:9
Ọma 143:7Ọm 28:1
Ọma 143:8Ọm 5:8; Ilu 3:6
Ọma 143:9Ọm 59:1; 61:3, 4; 91:1
Ọma 143:10Ọm 25:4
Ọma 143:11Ọm 31:1
Ọma 143:121Sa 25:29; 26:9, 10
Ọma 143:121Sa 24:12
Ọma 143:12Ọm 89:20
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 143:1-12

Abụ Ọma

Abụ Devid.

143 Jehova, biko, nụrụ ekpere m.+

Ṅaa ntị n’arịrịọ m na-arịọ ka i nyere m aka.

Za m n’ihi na ị bụ onye ezi omume na onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.

 2 Ekpela ohu gị ikpe,

N’ihi na e nweghị onye dị ndụ ikpe na-agaghị ama n’ihu gị.+

 3 N’ihi na onye iro na-achụ m ọsọ.

Ọ zọpịala m, zọba m n’ime ala.

O meela ka m biri n’ebe gbara ọchịchịrị ka ndị nwụrụ anwụ kemgbe.

 4 Ike na-agwụ m.+

Obi adaala m mbà.+

 5 Echetala m oge dị anya gara aga.

M na-atụgharị uche n’ọrụ gị niile.+

M ji obi m niile na-echebara ọrụ aka gị echiche.*

 6 M gbasapụụrụ gị aka m na-ekpe ekpere.

M na-echere gị otú ala kpọrọ nkụ si eche ka mmiri zoo.+ (Sila)

 7 Jehova, biko, za m ngwa ngwa.+

Ike agwụchaala m.+

Ezorola m ihu gị+

Ka m ghara ịdị ka ndị na-agbada n’olulu.*+

 8 Mee ka m nụ banyere ịhụnanya gị n’ụtụtụ,

N’ihi na m tụkwasịrị gị obi.

Mee ka m mara ụzọ m kwesịrị ịna-eso,+

N’ihi na ọ bụ gị ka m lekwasịrị anya.

 9 Jehova, biko, napụta m n’aka ndị iro m.

M gbakwutere gị ka i chebe m.+

10 Kụziere m otú m ga-esi na-eme uche gị,+

N’ihi na ị bụ Chineke m.

Mmụọ nsọ gị dị mma.

Ka ọ na-edu m n’ebe a na-enweghị ihe ọjọọ ga-eme m.*

11 Jehova, biko, dowe m ndụ n’ihi aha gị.

Napụta m* n’ahụhụ m na-ata n’ihi na ị bụ onye ezi omume.+

12 Bibie ndị iro m n’ihi ịhụnanya gị.*+

Bibie ndị niile na-achọ m okwu,+

N’ihi na abụ m ohu gị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya