Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 147
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • E toro Chineke maka ọrụ ọma ndị ọ na-arụ

        • Ọ na-akasi ndị obi gbawara obi (3)

        • Ọ na-akpọ kpakpando niile aha (4)

        • Ọ na-eme ka snoo kpuchie ụwa ka ákwà (16)

Abụ Ọma 147:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Haleluja!” “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 135:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 17

Abụ Ọma 147:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 102:16
  • +Di 30:1-3; Ezi 36:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 17

Abụ Ọma 147:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 18

Abụ Ọma 147:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 40:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 50-51

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 18

    Ụlọ Nche,

    6/1/2004, p. 11

Abụ Ọma 147:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ne 1:3
  • +Aịz 40:28; Ro 11:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 18-19

Abụ Ọma 147:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 19-20

Abụ Ọma 147:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 18:45; Jer 14:22; Mt 5:45
  • +Job 38:25-27; Aịz 30:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 19

Abụ Ọma 147:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 136:25
  • +Job 38:41; Lu 12:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 19

Abụ Ọma 147:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 31:1; Ho 1:7
  • +1Sa 16:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 20

Abụ Ọma 147:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mal 3:16
  • +Ọm 33:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 8

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 20

Abụ Ọma 147:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 20

Abụ Ọma 147:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:6; Aịz 60:17
  • +Di 8:7, 8; Ọm 132:14, 15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 20

Abụ Ọma 147:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 20-21

Abụ Ọma 147:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 37:6
  • +Job 38:29

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 20

Abụ Ọma 147:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 10:11
  • +Job 37:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 20

Abụ Ọma 147:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 148:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 20

Abụ Ọma 147:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 21

Abụ Ọma 147:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Haleluja!” “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:5; 31:16, 17; Di 4:8; 1Ih 17:21; Ro 3:1, 2
  • +Mkp 19:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2017, p. 21

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 147:1Ọm 135:3
Ọma 147:2Ọm 102:16
Ọma 147:2Di 30:1-3; Ezi 36:24
Ọma 147:4Aịz 40:26
Ọma 147:5Ne 1:3
Ọma 147:5Aịz 40:28; Ro 11:33
Ọma 147:6Ọm 37:11
Ọma 147:81Ez 18:45; Jer 14:22; Mt 5:45
Ọma 147:8Job 38:25-27; Aịz 30:23
Ọma 147:9Ọm 136:25
Ọma 147:9Job 38:41; Lu 12:24
Ọma 147:10Aịz 31:1; Ho 1:7
Ọma 147:101Sa 16:7
Ọma 147:11Mal 3:16
Ọma 147:11Ọm 33:18
Ọma 147:14Le 26:6; Aịz 60:17
Ọma 147:14Di 8:7, 8; Ọm 132:14, 15
Ọma 147:16Job 37:6
Ọma 147:16Job 38:29
Ọma 147:17Jos 10:11
Ọma 147:17Job 37:10
Ọma 147:18Ọm 148:8
Ọma 147:19Di 4:5
Ọma 147:20Ọp 19:5; 31:16, 17; Di 4:8; 1Ih 17:21; Ro 3:1, 2
Ọma 147:20Mkp 19:6
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 147:1-20

Abụ Ọma

147 Toonụ Jaa!*

Ọ dị mma ịbụku Chineke anyị abụ otuto.

Ọ dị nnọọ mma ito ya, ọ bụkwa ihe kwesịrị ekwesị.+

 2 Jehova na-arụ Jeruselem.+

Ọ na-akpọlata ndị Izrel a dọọrọ n’agha.+

 3 Ọ na-akasi ndị obi gbawara obi.

Ọ na-ekechi ọnyá ha.

 4 Ọ na-agụ kpakpando ọnụ.

Ọ na-akpọ ha niile aha.+

 5 Onyenwe anyị bụ onye ukwu, ike ya dịkwa ukwuu.+

E nweghị ike ịtụ otú ọ na-aghọtaru ihe atụ̀.+

 6 Jehova na-ekulite ndị dị umeala n’obi,+

Ma ọ na-akwatu ndị ajọ omume n’ala.

 7 Bụkuonụ Jehova abụ iji kelee ya.

Jirinụ ụbọ akwara bụkuo Chineke anyị abụ otuto,

 8 Onye ji ígwé ojii kpuchie eluigwe,

Onye na-eme ka mmiri zooro ụwa,+

Onye na-eme ka ahịhịa ndụ puo+ n’ugwu dị iche iche.

 9 Ọ na-enye anụmanụ ihe ha ga-eri,+

Na-enye ụmụ ugoloọma na-ebe ubé ihe ha ga-eri.+

10 Ihe na-amasị ya abụghị otú ịnyịnya si akpa ike+

Ma ọ bụ otú ụkwụ mmadụ si sie ike.+

11 Kama, Jehova na-enwe mmasị n’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+

N’ebe ndị na-atụ anya ịhụnanya ya nọ.+

12 Jeruselem, jaa Jehova mma.

Zayọn, too Chineke gị.

13 Ọ na-eme ka ihe e ji atụchi ọnụ ụzọ ámá obodo gị sie ike.

Ọ na-agọzi ụmụ gị.

14 Ọ na-eme ka udo dị n’ala gị.+

Ọ na-eji ọka wit kacha mma enyeju gị afọ.+

15 Ọ na-enye ụwa iwu.

Okwu ya na-eru ebe o dunyere ya ngwa ngwa.

16 Ọ na-eme ka snoo kpuchie ụwa ka à ga-asị na ọ bụ ákwà e ji ajị anụ kpaa.+

Ọ na-aghasasị mkpụrụ mmiri ka à ga-asị na ọ bụ ntụ.+

17 Ọ na-atụdasị akụ́ mmiri ígwé ka à ga-asị na ọ bụ iberibe achịcha.+

Ònye ga-edili oyi ya?+

18 Ọ na-enye iwu, ha agbazee.

Ọ na-eme ka ifufe fee,+ mmiri asọwa.

19 Ọ na-eme ka Jekọb mara okwu ya,

Ọ na-agwa Izrel ntụziaka ya na ihe ndị o kpebiri.+

20 E nweghị mba ọ bụla ọzọ o meere otú a.+

E nweghị ihe ha ma gbasara ihe ndị o kpebiri.

Toonụ Jaa!*+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya