Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Efesọs 1
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Efesọs

      • Ekele (1, 2)

      • Ngọzi ndị si n’aka Chineke (3-7)

      • Ịchịkọta ihe niile ka ha nọrọ n’okpuru Kraịst (8-14)

        • “Otú a ga-esi na-elekọta ihe” mgbe oge a kara aka zuru (10)

        • Mmụọ nsọ e ji kaa anyị akara “na-eme ka obi sie anyị ike” (13, 14)

      • Pọl kelere Chineke maka okwukwe ndị Efesọs nwere, kpeekwa ekpere maka ha (15-23)

Ndị Efesọs 1:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 2:1, 3

Ndị Efesọs 1:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 2:6

Ndị Efesọs 1:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 5:25-27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2009, p. 27-28

    1/15/2005, p. 6

    6/15/2002, p. 5

Ndị Efesọs 1:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Te 2:13; 1Pi 1:2
  • +Ro 8:15, 29; 8:23
  • +Ro 8:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2009, p. 27-28

    8/15/2008, p. 27

    1/15/2005, p. 6

    6/15/2002, p. 5

Ndị Efesọs 1:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 3:35
  • +Ro 3:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2002, p. 5-6

Ndị Efesọs 1:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:28; Ro 3:25; Mkp 5:9
  • +Ọrụ 13:38; Kọl 1:14; 2:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2016, p. 27

    Ụlọ Nche,

    10/15/2009, p. 28

    6/15/2004, p. 16-17

    6/15/2002, p. 6

    6/15/1991, p. 14

Ndị Efesọs 1:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 16:25, 26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2009, p. 28

    2/15/2006, p. 17-18

    6/15/2002, p. 6

Ndị Efesọs 1:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 2:9, 10; Kọl 1:19, 20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 146-147

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    6/2019, p. 3

    Ụlọ Nche,

    7/15/2012, p. 27-28

    10/15/2009, p. 28

    3/1/2008, p. 9

    2/15/2006, p. 16-20, 21-25

    6/15/2002, p. 4-5, 6-7

    5/15/1997, p. 15, 17-18, 20

    Mmezu Mkpughe, p. 125-126

    Fee Chineke Ofufe, p. 186-191

Ndị Efesọs 1:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:17; Efe 3:5, 6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2006, p. 23-24

Ndị Efesọs 1:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 1:22; Efe 4:30; Mkp 7:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/2007, p. 31

Ndị Efesọs 1:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 5:5; 1Pi 1:3, 4
  • +Ro 8:23; 1Ti 2:5, 6
  • +1Pi 2:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 15-16

    Ụlọ Nche,

    1/1/2007, p. 31

Ndị Efesọs 1:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 1:9; 1Ti 2:3, 4

Ndị Efesọs 1:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 1:3, 4

Ndị Efesọs 1:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 13:4

Ndị Efesọs 1:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 110:1; Ọrụ 7:55

Ndị Efesọs 1:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu, “Oge a.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 4:12; Fil 2:9-11

Ndị Efesọs 1:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “n’okpuru ụkwụ ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 8:6; 1Kọ 15:27; Hib 2:8
  • +Mt 28:18; Efe 5:23; Kọl 1:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2007, p. 21-22

    8/1/1991, p. 11

Ndị Efesọs 1:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:5; Efe 4:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2007, p. 21-22

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Efe. 1:1Mkp 2:1, 3
Efe. 1:3Efe 2:6
Efe. 1:4Efe 5:25-27
Efe. 1:52Te 2:13; 1Pi 1:2
Efe. 1:5Ro 8:15, 29; 8:23
Efe. 1:5Ro 8:28
Efe. 1:6Jn 3:35
Efe. 1:6Ro 3:24
Efe. 1:7Ọrụ 20:28; Ro 3:25; Mkp 5:9
Efe. 1:7Ọrụ 13:38; Kọl 1:14; 2:13
Efe. 1:9Ro 16:25, 26
Efe. 1:10Fil 2:9, 10; Kọl 1:19, 20
Efe. 1:11Ro 8:17; Efe 3:5, 6
Efe. 1:132Kọ 1:22; Efe 4:30; Mkp 7:4
Efe. 1:142Kọ 5:5; 1Pi 1:3, 4
Efe. 1:14Ro 8:23; 1Ti 2:5, 6
Efe. 1:141Pi 2:9
Efe. 1:17Kọl 1:9; 1Ti 2:3, 4
Efe. 1:181Pi 1:3, 4
Efe. 1:192Kọ 13:4
Efe. 1:20Ọm 110:1; Ọrụ 7:55
Efe. 1:21Ọrụ 4:12; Fil 2:9-11
Efe. 1:22Ọm 8:6; 1Kọ 15:27; Hib 2:8
Efe. 1:22Mt 28:18; Efe 5:23; Kọl 1:18
Efe. 1:23Ro 12:5; Efe 4:16
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ndị Efesọs 1:1-23

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Efesọs

1 Mụnwa bụ́ Pọl, onye ọ bụ uche Chineke ka ọ bụrụ onyeozi Kraịst Jizọs, na-edetara ọgbakọ dị n’Efesọs akwụkwọ ozi a. Unu bụ ndị nsọ,+ na ndị e kwesịrị ịtụkwasị obi, nakwa ndị ha na Kraịst Jizọs dị n’otu.

2 Ka Chineke Nna anyị nakwa Onyenwe anyị Jizọs Kraịst meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu.

3 Ka e too Chineke, bụ́ Nna nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, n’ihi na o si n’eluigwe jiri mmụọ nsọ gọzie anyị n’ụzọ niile n’ihi na anyị na-eso ụzọ Kraịst.+ 4 Ọ họọrọ anyị ka anyị na Kraịst dịrị n’otu tupu a tọọ ntọala ụwa, ka anyị nwee ike hụ ya n’anya, dị nsọ, gharakwa iji ihe ọ bụla merụọ onwe anyị+ n’anya ya. 5 N’ihi na o kpebiri tupu oge eruo+ na a ga-esi n’aka Jizọs Kraịst mee ka anyị bụrụ ụmụ ya,+ maka na ọ dị ya mma, bụrụkwa uche ya,+ 6 ka e wee too ya maka otú o si jiri Ọkpara ya ọ hụrụ n’anya+ meere anyị amara na-enweghị atụ.+ 7 E si n’aka Ọkpara ya gbapụta anyị, jirikwa n’ihi ọbara ya+ na-agbaghara anyị mmehie anyị.+ N’eziokwu, amara Chineke meere anyị enweghị atụ.

8 Amara a o meere anyị emeela ka anyị mara ihe nke ọma, meekwa ka anyị na-aghọta ihe nke ọma. 9 O mekwara ka anyị mara ihe nzuzo dị nsọ+ gbasara uche ya. Ihe nzuzo a dị ya mma. Ọ bụkwa ihe mere o ji zube ime 10 ka e nwee otú a ga-esi na-elekọta ihe. Ihe a ga-emekwa mgbe oge ọ kara aka zuru, ka o wee chịkọta ihe niile dị n’eluigwe na ihe niile dị n’ụwa, ka ha nọrọ n’okpuru Kraịst.+ N’eziokwu, a ga-achịkọta ihe niile n’okpuru onye 11 anyị na ya dị n’otu. Chineke kpebiri tupu oge eruo na anyị ga-eketa ihe o kwere anyị ná nkwa.+ O kpebiri ihe a maka na ọ bụ nzube ya, ọ na-emekwa ihe niile o kpebiri bụ́ uche ya. 12 Anyị bụ ndị mbụ kweere na Kraịst. Chineke kpebikwara tupu oge eruo na anyị ga na-aja ya mma ma na-eto ya. 13 Ma unu kwekwaara na Kraịst mgbe unu nụrụ eziokwu ahụ, ya bụ, ozi ọma gbasara otú Chineke ga-esi zọpụta unu. Mgbe unu kweere na ya, Chineke si n’aka ya jiri mmụọ nsọ o kwere ná nkwa kaa unu akara.+ 14 Mmụọ nsọ a bụ ihe na-eme ka obi sie anyị ike na anyị ga-eketa ihe Chineke kwere anyị ná nkwa.+ Chineke mere ihe a iji gbapụta+ ndị ya,+ nke ga-eme ka a na-aja ya mma, na-etokwa ya.

15 Ọ bụ ya mere na kemgbe m nụrụ gbasara okwukwe unu nwere n’Onyenwe anyị Jizọs nakwa otú unu si eme ihe gosiri na unu hụrụ ndị nsọ niile n’anya, 16 akwụsịbeghị m ikele Chineke maka unu. M na-echetakwa unu n’ekpere mgbe niile, 17 ka Chineke, Nna dị ebube, Chineke nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, nye unu ike ga-eme ka unu mara ihe ma ghọta ihe ndị ọ na-agwa unu nke ọma gbasara onwe ya.+ 18 Chineke emegheela obi unu ka unu nwee ike ịma ihe o mere ka unu na-atụ anya ya, ka unu nweekwa ike ịma ihe ọma ndị dị ebube o kwere nkwa inye ndị nsọ,+ 19 marakwa gbasara ike na-enweghị atụ ọ kpara n’ime anyị bụ́ ndị kweere na ya.+ A hụrụ na ike ya dị egwu 20 mgbe ọ kpọlitere Kraịst n’ọnwụ ma nye ya oche n’aka nri ya+ n’eluigwe, 21 n’ebe dị elu karịa ọchịchị niile na ndị niile nwere ikike na ndị niile dị ike na ndị niile na-edu ndú na aha ọ bụla,+ ọ bụghị naanị n’oge a,* kamakwa n’ọdịnihu. 22 O dowekwala ihe niile n’okpuru ya,*+ meekwa ya onyeisi nke ihe niile gbasara ọgbakọ ya,+ 23 nke bụ́ ahụ́ ya.+ Ihe gbasara ya jukwara n’ọgbakọ a. Ọ na-emekwa ka ihe niile ju eju.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya