Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Abụọ

      • Pọl kwuru okwu ọma gbasara ozi ya (1-18)

        • Ngwá agha anyị ji alụ agha abụghị ụdị nke ndị ụwa (4, 5)

2 Ndị Kọrịnt 10:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 11:29, 30
  • +1Kọ 2:3
  • +2Kọ 10:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2003, p. 24

    8/1/1994, p. 15-16

2 Ndị Kọrịnt 10:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “n’anụ ahụ́.”

  • *

    Na Grik, “dị ka anụ ahụ́ si dị.”

2 Ndị Kọrịnt 10:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “nke anụ ahụ́.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 26:52; 1Ti 1:18, 19
  • +2Kọ 6:4, 7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    9/2016, p. 8

    Ụlọ Nche,

    2/15/2010, p. 12-13

    9/15/2009, p. 22

    10/1/1999, p. 11

    2/1/1994, p. 12

2 Ndị Kọrịnt 10:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “Anyị na-adọrọ echiche ọ bụla n’agha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 1:19, 20; 3:19, 20; 2Ti 2:24, 25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2019, p. 8-13

    Ụlọ Nche,

    8/15/2013, p. 27

    2/15/2010, p. 12-13

    10/1/1999, p. 11

    2/1/1994, p. 12

2 Ndị Kọrịnt 10:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 1:20

2 Ndị Kọrịnt 10:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 13:17

2 Ndị Kọrịnt 10:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/2000, p. 13

    11/15/1996, p. 13

2 Ndị Kọrịnt 10:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 13:2

2 Ndị Kọrịnt 10:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 5:12
  • +Ilu 26:12; Ga 6:3

2 Ndị Kọrịnt 10:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:15; Ga 2:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 28

2 Ndị Kọrịnt 10:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 3:10; 4:15

2 Ndị Kọrịnt 10:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 9:24; 1Kọ 1:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    7/8/1999, p. 18-19

2 Ndị Kọrịnt 10:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 18:10-14
  • +1Kọ 4:5; 2Ti 2:15

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Kọr. 10:1Mt 11:29, 30
2 Kọr. 10:11Kọ 2:3
2 Kọr. 10:12Kọ 10:10
2 Kọr. 10:4Mt 26:52; 1Ti 1:18, 19
2 Kọr. 10:42Kọ 6:4, 7
2 Kọr. 10:51Kọ 1:19, 20; 3:19, 20; 2Ti 2:24, 25
2 Kọr. 10:61Ti 1:20
2 Kọr. 10:8Hib 13:17
2 Kọr. 10:112Kọ 13:2
2 Kọr. 10:122Kọ 5:12
2 Kọr. 10:12Ilu 26:12; Ga 6:3
2 Kọr. 10:13Ọrụ 9:15; Ga 2:8
2 Kọr. 10:141Kọ 3:10; 4:15
2 Kọr. 10:17Jer 9:24; 1Kọ 1:31
2 Kọr. 10:18Lu 18:10-14
2 Kọr. 10:181Kọ 4:5; 2Ti 2:15
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Kọrịnt 10:1-18

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Kọrịnt

10 Achọrọ m ka unu mee ihe ndị a m na-agwa unu. Mgbe m na-agwa unu okwu, ana m eme ka Kraịst, onye dị nwayọọ, dịrịkwa obiọma.+ Ma, ụfọdụ n’ime unu na-asị na m na-eme nwayọọ nwayọọ ma mụ na unu nọrọ,+ nakwa na obi na-aka m ịdụ unu ọdụ ma mụ na unu anọghị.+ 2 Enwere m olileanya na tupu mụ erute, ndị ahụ na-eche na anyị na-eme otú ndị ụwa na-eme agbanweela, ka m ghara ịbara ha ezigbo mba. 3 N’ihi na ọ bụ eziokwu na anyị bi n’ụwa a,* anyị anaghị alụ agha ka ndị ụwa.* 4 N’ihi na ngwá agha anyị ji alụ agha abụghị ụdị nke ndị ụwa,*+ kama ọ bụ Chineke wetara ha.+ Ha sikwara ezigbo ike iji ha na-akụghasị ihe ndị gbanyesiri mgbọrọgwụ ike. 5 Anyị na-ewepụ ihe na-ezighị ezi ndị mmadụ na-eche n’echiche na ihe ọ bụla na-egbochi ha ịma Chineke.+ Anyị na-eme ka ha gbanwee ihe niile ha na-eche n’echiche* ka ha nwee ike ịna-erubere Kraịst isi. 6 Ozugbo unu gosiri na unu na-erube isi n’ihe niile, anyị ga-ejikere ịta onye ọ bụla nupụrụ isi ahụhụ.+

7 Unu na-ele ihe anya otú ha dị n’anya. Ọ bụrụ na e nwere onye obi siri ike na ọ na-eso ụzọ Kraịst, ya chebara ihe a echiche ọzọ: Otú ahụ ọ na-eso ụzọ Kraịst ka anyịnwa na-esokwa. 8 Onyenwe anyị nyere anyị ikike ka anyị na-agba unu ume, ọ bụghị ka anyị na-eme ihe ga-ewute unu.+ Ọ bụrụgodị na ọ ga-eme ka m mee ọnụ obere, ọ gaghị eme ka ihere mewe m. 9 Ma, achọghị m ka unu chewe na m chọrọ iji akwụkwọ ozi m na-edetara unu menye unu ụjọ. 10 N’ihi na, ụfọdụ ndị na-asị: “Akwụkwọ ozi ndị ọ na-ede na-ekwu ihe dị mkpa, na-agbakwa ndị mmadụ ume, ma, ya bịa ihu na ihu, otú ọ dị n’anya na-agwụ mmadụ ike, ọ naghịkwa ekwu ihe bara uru.” 11 Ka ndị na-ekwu ihe a mara na ihe anyị dere n’akwụkwọ ozi anyị ka anyị ga-emekwa ma anyị bịa.+ 12 Anyị achọghị iji onwe anyị tụnyere ndị na-eme ọnụ, anyị achọghịkwa ịdị ka ha.+ Ha ji ihe dị ha mma ekpebi ma hà na-eme nke ọma. Ihe a na-egosi na ha amaghị ihe.+

13 Anyị agaghị eji ọrụ anyị na-arụghị eme ọnụ. Naanị ihe anyị ga-eji eme ọnụ bụ ọrụ anyị na-arụ, nke Chineke gwara anyị rụọ. Unu sokwa n’ọrụ a o nyere anyị.+ 14 Mgbe anyị bịakwutere unu, anyị arụghị ọrụ Chineke na-agwaghị anyị rụọ, kama anyị bụ ndị mbụ ziri unu ozi ọma gbasara Kraịst.+ 15 Anyị anaghị arụ ọrụ a na-enyeghị anyị, anyị ejighịkwa ihe ndị ọzọ rụrụ eme ọnụ. Ma, obi siri anyị ike na ka okwukwe unu na-esikwu ike, ọrụ Chineke nyere anyị ga na-aga nke ọma. Anyị ga-enwekwa ike ịna-arụkwu ya. 16 N’ihi na anyị chọrọ ịga zisaara obodo ndị dị unu anya ozi ọma, ka anyị wee ghara iji ọrụ ndị ọzọ rụrụ na-eme ọnụ. 17 “Ma onye na-eme ọnụ, ya jiri Jehova* na-eme ọnụ.”+ 18 N’ihi na ọ bụ onye ihe ya dị Jehova* mma ka ọ na-ekwu okwu ọma gbasara ya,+ ọ bụghị onye na-eto onwe ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya