Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 101
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Eze nke na-erubere Chineke isi

        • ‘Agaghị m agbachi ndị dị mpako nkịtị’ (5)

        • ‘M ga-emere ndị na-erube isi amara’ (6)

Abụ Ọma 101:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 9:4; Ọm 78:70, 72

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/2005, p. 24-25

    7/15/1998, p. 31

Abụ Ọma 101:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 97:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2011, p. 13

Abụ Ọma 101:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “onye obi ya gbagọrọ agbagọ.”

  • *

    Na Hibru, “ama.”

Abụ Ọma 101:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ga-ebibi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 20:19

Abụ Ọma 101:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Onye na-akwụwa aka ọtọ.”

Abụ Ọma 101:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ga na-ebibi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 20:8

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 101:21Ez 9:4; Ọm 78:70, 72
Ọma 101:3Ọm 97:10
Ọma 101:5Ilu 20:19
Ọma 101:8Ilu 20:8
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 101:1-8

Abụ Ọma

Abụ Devid.

101 M ga-abụ abụ banyere ịhụnanya Chineke nakwa otú o si ekpe ikpe ziri ezi.

Jehova, m ga-abụku gị abụ otuto.

 2 M ga-akpa àgwà otú gosiri na m ma ihe nakwa na m bụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta.

Olee mgbe ị ga-enyere m aka?

M ga-eji obi m niile na-erubere gị isi+ n’ime ụlọ m.

 3 Agaghị m edowe ihe ọ bụla na-abaghị uru n’ihu m.

M kpọrọ omume ndị na-akwụsị ime ihe dị mma asị.+

E nweghị ihe jikọrọ mụ na ha.

 4 Anaghị m aga onye aghụghọ* nso.

Agaghị m anabata* ihe ọjọọ.

 5 M ga-emechi ọnụ*

Onye ọ bụla nke na-ekwutọ onye agbata obi ya na nzuzo.+

Agaghị m agbachi

Onye ọ bụla dị mpako na onye na-ebuli onwe ya elu nkịtị.

 6 M ga-emere ndị na-erube isi n’ụwa amara,

Ka ha wee binyere m.

Onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta* ga-ejere m ozi.

 7 E nweghị onye aghụghọ ga-ebi n’ụlọ m,

E nweghịkwa onye na-agha ụgha ga-eguzo n’ihu m.

 8 Kwa ụtụtụ, m ga na-emechi ọnụ* ndị ajọ omume niile nọ n’ụwa,

Ka m wee si n’obodo Jehova kpochapụ ndị niile na-eme ihe ọjọọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya