Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 31
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Iji Jehova mere ebe mgbaba

        • “M na-enyefe mmụọ m n’aka gị” (5)

        • ‘Jehova Chineke bụ onye eziokwu’ (5)

        • Ihe ọma Chineke na-eme karịrị akarị (19)

Abụ Ọma 31:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:2
  • +Ọm 22:4, 5; Ro 10:11
  • +Ọm 143:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/1994, p. 10

Abụ Ọma 31:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Hulata gee ntị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 40:17; 70:1; 71:2
  • +2Sa 22:3; Ọm 18:2

Abụ Ọma 31:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 22:2
  • +Ọm 25:11; Jer 14:7
  • +Ọm 23:3

Abụ Ọma 31:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 91:3; Mt 6:13
  • +Ilu 18:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/1994, p. 16

Abụ Ọma 31:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 23:46; Ọrụ 7:59
  • +Di 32:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

Abụ Ọma 31:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 9:13

Abụ Ọma 31:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ebe sara mbara.”

Abụ Ọma 31:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 6:7
  • +Ọm 22:14

Abụ Ọma 31:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 15:13
  • +Ọm 71:9
  • +Ọm 32:3; 102:3, 5

Abụ Ọma 31:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:6; 42:10; 102:8
  • +Ọm 38:11

Abụ Ọma 31:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Uche.”

Abụ Ọma 31:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 20:10
  • +Ọm 57:4

Abụ Ọma 31:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 56:4
  • +Ọm 43:5

Abụ Ọma 31:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 142:6

Abụ Ọma 31:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 6:25

Abụ Ọma 31:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na Shiol.” Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:2; Aịz 50:7
  • +Neh 6:16; Aịz 41:11; Jer 20:11
  • +1Sa 2:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/1994, p. 17-18

Abụ Ọma 31:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 12:3; 63:11

Abụ Ọma 31:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 73:1; Aịz 63:7
  • +Aịz 64:4; 1Kọ 2:9
  • +Ọm 126:2; Aịz 26:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 274-276

    Ụlọ Nche,

    1/1/1994, p. 18

Abụ Ọma 31:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 27:5; 32:7
  • +Ọm 64:2, 3

Abụ Ọma 31:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “gosi m ịhụnanya pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 17:7
  • +1Sa 23:7

Abụ Ọma 31:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jo 2:4
  • +2Ih 33:13; Ọm 6:9; Ilu 15:29; Hib 5:7

Abụ Ọma 31:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 10:12
  • +1Sa 2:9; Ọm 145:20
  • +2Sa 22:28; Aịz 2:11; Jes 4:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2006, p. 19-20

Abụ Ọma 31:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 62:1; Ákw 3:20, 21; Maị 7:7
  • +Aịz 35:4

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 31:1Ọm 18:2
Ọma 31:1Ọm 22:4, 5; Ro 10:11
Ọma 31:1Ọm 143:1
Ọma 31:2Ọm 40:17; 70:1; 71:2
Ọma 31:22Sa 22:3; Ọm 18:2
Ọma 31:32Sa 22:2
Ọma 31:3Ọm 25:11; Jer 14:7
Ọma 31:3Ọm 23:3
Ọma 31:4Ọm 91:3; Mt 6:13
Ọma 31:4Ilu 18:10
Ọma 31:5Lu 23:46; Ọrụ 7:59
Ọma 31:5Di 32:4
Ọma 31:7Ọm 9:13
Ọma 31:9Ọm 6:7
Ọma 31:9Ọm 22:14
Ọma 31:10Ilu 15:13
Ọma 31:10Ọm 71:9
Ọma 31:10Ọm 32:3; 102:3, 5
Ọma 31:11Ọm 22:6; 42:10; 102:8
Ọma 31:11Ọm 38:11
Ọma 31:13Jer 20:10
Ọma 31:13Ọm 57:4
Ọma 31:14Ọm 56:4
Ọma 31:14Ọm 43:5
Ọma 31:15Ọm 142:6
Ọma 31:16Ọg 6:25
Ọma 31:17Ọm 25:2; Aịz 50:7
Ọma 31:17Neh 6:16; Aịz 41:11; Jer 20:11
Ọma 31:171Sa 2:9
Ọma 31:18Ọm 12:3; 63:11
Ọma 31:19Ọm 73:1; Aịz 63:7
Ọma 31:19Aịz 64:4; 1Kọ 2:9
Ọma 31:19Ọm 126:2; Aịz 26:12
Ọma 31:20Ọm 27:5; 32:7
Ọma 31:20Ọm 64:2, 3
Ọma 31:21Ọm 17:7
Ọma 31:211Sa 23:7
Ọma 31:22Jo 2:4
Ọma 31:222Ih 33:13; Ọm 6:9; Ilu 15:29; Hib 5:7
Ọma 31:23Di 10:12
Ọma 31:231Sa 2:9; Ọm 145:20
Ọma 31:232Sa 22:28; Aịz 2:11; Jes 4:6
Ọma 31:24Ọm 62:1; Ákw 3:20, 21; Maị 7:7
Ọma 31:24Aịz 35:4
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 31:1-24

Abụ Ọma

Maka onye na-eduzi abụ. Abụ Devid.

31 Jehova, agbabala m n’ime gị.+

Biko, ekwela ka ihere mee m.+

Napụta m n’ihi na ị bụ onye ezi omume.+

 2 Gee m ntị.*

Bịa ọsọ ọsọ napụta m.+

Bụrụ ugwu m na-agbaba na ya,

Ebe a rụsiri ike m na-agbaba ka a zọpụta m.+

 3 N’ihi na ị bụ nkume m dị elu na ebe m a rụsiri ike.+

N’ihi aha gị,+ ị ga na-edu m ma na-ezi m ụzọ m ga-eso.+

 4 Ị ga-atọpụ m n’ụgbụ ha ji siere m ọnyà,+

N’ihi na ị bụ ebe m a rụsiri ike.+

 5 M na-enyefe mmụọ m n’aka gị.+

Ị napụtala m, Jehova Chineke, onye eziokwu.*+

 6 M kpọrọ ndị na-efe arụsị efu na-abaghị uru asị.

Ma, ọ bụ Jehova ka m tụkwasịrị obi.

7 M ga-aṅụrị nnukwu ọṅụ n’ihi ịhụnanya gị,*

N’ihi na ị hụla otú e si na-emesi m ike.+

Ị ma na m na-atagbu onwe m n’ahụhụ.

 8 I nyefeghị m n’aka onye iro,

Kama, i mere ka m kwụrụ n’ebe ihe ọ bụla na-agaghị eme m.*

 9 Jehova, biko meere m amara n’ihi na m na-ahụsi anya.

Uju m na-eru emeela ka anya m gharazie ịna-ahụcha ụzọ,+ meekwa ka ike gwụchaa m.+

10 Ọ bụ naanị uju ka m na-eru ná ndụ m,+

Ọ bụkwa naanị ude ka m na-asụ ná ndụ m.+

Ike na-agwụ m n’ihi mmehie ndị m mere.

Ọkpụkpụ m esighịzi ike.+

11 Ndị iro m niile,+

Karịchaa ndị agbata obi m, na-achị m ọchị.

Ndị mụ na ha dị ná mma na-atụ m ụjọ.

Ha hụ m n’èzí, ha agbawa ọsọ.+

12 Obi* ha apụọla n’ebe m nọ. Ha echefuola m ka à ga-asị na mụ anwụọla.

Adị m ka arịa kụwara akụwa.

13 Anụla m ọtụtụ ihe ọjọọ ndị mmadụ na-ekwu.

Ụjọ zuru m ahụ́.+

Mgbe ha gbakọtara ka otu onye ka ha mesie m ike,

Ha na-akpa nkata ka ha gbuo m.*+

14 Ma, Jehova, m tụkwasịrị gị obi.+

Ana m asị: “Ị bụ Chineke m.”+

15 Ndụ m dị gị n’aka.

Napụta m n’aka ndị iro m nakwa n’aka ndị na-akpagbu m.+

16 Meere ohu gị amara.+

Zọpụta m n’ihi ịhụnanya gị.*

17 Jehova, biko, ekwela ka ihere mee m mgbe m na-akpọku gị.+

Ka ihere mee ndị ajọ omume.+

Ka e mechie ha ọnụ n’ili.*+

18 Ka ndị na-ekwu okwu ụgha daa ogbi,+

Ya bụ, ndị mpako na ịkpọ asị mere ka ha na-ekwutọ onye ezi omume.

19 Ihe ọma ị na-eme karịrị akarị.+

I doweere ya ndị na-atụ egwu gị,+

Ọ bụkwa n’ihu mmadụ niile ka ị na-emere ya ndị na-agbaba n’ime gị.+

20 Ị ga-ezo ha n’ebe nzuzo gị+

Ka nkata ndị mmadụ kpara ghara ikpudo ha.

Ị ga-ezo ha n’ụlọ gị

Ka ha ghara ịba n’aka ndị na-ekwu okwu ọjọọ.+

21 Ka e too Jehova,

N’ihi otú na-enweghị atụ o si gosi na ọ hụrụ m n’anya*+ mgbe m nọ n’obodo ndị agha nọchibidoro.+

22 Ma ụjọ tụrụ m, m wee sị:

“A ga-ebibi m ka m ghara ịnọkwa n’ihu gị.”+

Ma ị nụrụ arịrịọ m mgbe m besaara gị ákwá ka i nyere m aka.+

23 Unu ndị jisiri Jehova aka ike, hụnụ ya n’anya.+

Jehova na-echebe ndị na-erubere ya isi,+

Ma ọ na-ata onye ọ bụla dị mpako nnukwu ahụhụ.+

24 Unu niile ndị na-echere Jehova,+

Nweenụ obi ike, ka obi siekwa unu ike.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya