- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
ỌRỤ
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Akwụkwọ ozi e degaara Tiofilọs (1-5)
Ndị ga-agba àmà banyere Jizọs ruo ebe kacha anya n’ụwa (6-8)
Mgbe Jizọs rịgooro eluigwe (9-11)
Ndị na-eso ụzọ Jizọs ji otu obi zukọọ (12-14)
A họpụtara Matayas ka ọ nọchie Judas (15-26)
2
Mmụọ nsọ dakwasịrị ndị na-eso ụzọ Jizọs na Pentikọst (1-13)
Okwu Pita kwuru (14-36)
Ihe ndị mmadụ mere mgbe Pita kwuchara okwu (37-41)
Ndị Kraịst na-anọkọ, na-erikọ nri, na-ekpekọkwa ekpere (42-47)
3
4
E jidere Pita na Jọn (1-4)
Mgbe ndị Sanhedrin na-ekpe Pita na Jọn ikpe (5-22)
Ndị na-eso ụzọ Jizọs rịọrọ Chineke ka o mee ka ha na-ekwu okwu ya n’atụghị egwu (23-31)
Ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ na-enye ibe ha ihe ndị ha nwere (32-37)
5
Ananayas na Safaịra (1-11)
Ndịozi nọ na-arụ ọtụtụ ọrụ ebube (12-16)
A tụrụ ndịozi mkpọrọ, mmụọ ozi akpọpụta ha (17-21a)
A kpọtara ndịozi ahụ ọzọ n’ihu ndị Sanhedrin (21b-32)
Aro Gameliel tụụrụ ndị Sanhedrin (33-40)
Ndịozi kwusara ozi ọma n’ụlọ n’ụlọ (41, 42)
6
7
8
Sọl na-emesi ndị na-eso ụzọ Jizọs ike (1-3)
Ndị Sameria gere ntị n’ozi ọma Filip ziri ha (4-13)
E zigara Pita na Jọn Sameria (14-17)
Saịmọn nwara iji ego nweta mmụọ nsọ (18-25)
Otu nwoke Etiopia bụ́ nnukwu mmadụ (26-40)
9
Mgbe Sọl na-aga Damaskọs (1-9)
E zigara Ananayas ka ọ gaa nyere Sọl aka (10-19a)
Mgbe Sọl nọ na Damaskọs na-ekwusa ozi ọma gbasara Jizọs (19b-25)
Mgbe Sọl gara Jeruselem (26-31)
Mgbe Pita gwọrọ Anias (32-35)
Mgbe a kpọlitere Dọkas n’ọnwụ (36-43)
10
Ọhụụ Kọnịliọs hụrụ (1-8)
Pita hụrụ anụ ndị e mere ka ha dị ọcha n’ọhụụ (9-16)
Mgbe Pita gara na nke Kọnịliọs (17-33)
Pita ziri ndị mba ọzọ ozi ọma (34-43)
Mmụọ nsọ dakwasịrị ndị mba ọzọ, e meekwa ha baptizim (44-48)
11
Pita kọọrọ ndịozi ndị ọzọ ihe merenụ (1-18)
Banabas na Sọl gara Antiọk nke dị na Siria (19-26)
Agabọs buru amụma na ụnwụ ga-ada (27-30)
12
E gburu Jems, tụọ Pita mkpọrọ (1-5)
Mmụọ ozi kpọpụtara Pita n’ụlọ mkpọrọ (6-19)
Mmụọ ozi mere ka ikpuru gbaa Herọd (20-25)
13
E zipụrụ Banabas na Sọl ka ha gaa mba ọzọ na-ekwusa ozi ọma (1-3)
Mgbe ha na-ekwusa ozi ọma na Saịprọs (4-12)
Okwu Pọl kwuru n’Antiọk nke dị na Pisidia (13-41)
Jehova gwara Pọl ka ọ gaa zie ndị mba ọzọ ozi ọma (42-52)
14
E nwekwuru ndị na-eso ụzọ Jizọs n’Aịkoniọm, a kpagbukwara ha (1-7)
Ndị Listra chere na Pọl na Banabas bụ chi (8-18)
A tụrụ Pọl nkume, ma ọ nwụghị (19, 20)
Ha nọ na-agba ọgbakọ dị iche iche ume (21-23)
Ha gaghachiri Antiọk nke dị na Siria (24-28)
15
Okwu e sere n’Antiọk gbasara ibi úgwù (1, 2)
A gara Jeruselem ka e kpebie okwu gbasara ibi úgwù (3-5)
Ndị okenye na ndịozi zukọrọ (6-21)
Akwụkwọ ozi òtù na-achị isi dere (22-29)
E ji akwụkwọ ozi gbaa ọgbakọ dị iche iche ume (30-35)
Pọl na Banabas gawara iche iche (36-41)
16
Pọl kpọọrọ Timoti (1-5)
Pọl hụrụ otu nwoke Masedonia n’ọhụụ (6-10)
Otú Lidia si ghọọ onye na-eso ụzọ Jizọs na Filipaị (11-15)
A tụrụ Pọl na Saịlas mkpọrọ (16-24)
Onye na-elekọta ụlọ nga na ndị ezinụlọ ya mere baptizim (25-34)
Pọl kwuru ka ndị isi obodo bịa rịọ ha mgbaghara (35-40)
17
Mgbe Pọl na Saịlas nọ na Tesalonaịka (1-9)
Mgbe Pọl na Saịlas nọ na Beria (10-15)
Mgbe Pọl nọ n’Atens (16-22a)
Okwu Pọl kwuru n’Ariopagọs (22b-34)
18
Ozi ọma Pọl kwusara na Kọrịnt (1-17)
Pọl laghachiri Antiọk nke dị na Siria (18-22)
Pọl gara Galeshia na Frijia (23)
E nyeere Apọlọs, bụ́ ọkà okwu, aka (24-28)
19
Mgbe Pọl nọ n’Efesọs; e megharịrị ụfọdụ ndị baptizim (1-7)
Pọl na-aga akụziri ndị mmadụ okwu Chineke (8-10)
Ndị mmụọ ọjọọ akwụsịghị Pọl izi ozi ọma (11-20)
E nwere ọgba aghara n’Efesọs (21-41)
20
Pọl gara Masedonia na Gris (1-6)
A kpọlitere Yutikọs n’ọnwụ na Troas (7-12)
Pọl si Troas gaa Maịlitọs (13-16)
Pọl na ndị okenye Efesọs zukọrọ (17-38)
21
Mgbe Pọl hà na-aga Jeruselem (1-14)
Mgbe ha ruru Jeruselem (15-19)
Pọl mere ihe ndị okenye gwara ya mee (20-26)
Ndị mmadụ malitere ịkpa aghara n’ụlọ nsọ, e jide Pọl (27-36)
A hapụrụ Pọl ka ọ gwa ndị gbakọrọnụ okwu (37-40)
22
Pọl zaara ọnụ ya n’ihu ndị gbakọrọnụ (1-21)
Pọl kwuru na ya bụ onye Rom, a hapụ ịpịa ya ihe (22-29)
Ndị Sanhedrin zukọrọ (30)
23
Okwu Pọl kwuru n’ihu ndị Sanhedrin (1-10)
Onyenwe anyị gbara Pọl ume (11)
A kpara nkata igbu Pọl (12-22)
A kpụgara Pọl Sizaria (23-35)
24
Ebubo ndị e boro Pọl (1-9)
Pọl zaara ọnụ ya n’ihu Feliks (10-21)
E yigharịrị ikpe Pọl ruo afọ abụọ (22-27)
25
Mgbe Festọs na-eleba okwu Pọl anya (1-12)
Festọs gwara Eze Agrịpa gbasara Pọl (13-22)
A kpọpụtara Pọl n’ihu Agrịpa (23-27)
26
Pọl zaara ọnụ ya n’ihu Agrịpa (1-11)
Pọl kọrọ otú o si ghọọ onye na-eso ụzọ Jizọs (12-23)
Ihe Festọs na Agrịpa gwara Pọl (24-32)
27
28
Pọl hà ruru Mọlta (1-6)
Mgbe Pọl gwọrọ nna Pọbliọs (7-10)
Mgbe Pọl hà rutewere Rom (11-16)
Pọl gwara ndị Juu nọ na Rom okwu (17-29)
Pọl kwusara ozi ọma afọ abụọ n’atụghị egwu (30, 31)