Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Mkpughe Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
MKPUGHE E KPUGHEERE JỌN
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Ihe Chineke si n’aka Jizọs kpughee ( 1-3 )
Jọn kelere ọgbakọ asaa dị n’Eshia ( 4-8 )
Mmụọ nsọ mere ka Jọn nọrọ n’ụbọchị Onyenwe anyị ( 9-11 )
Jọn hụrụ mgbe Jizọs dị ebube n’ọhụụ ( 12-20 )
2
3
4
5
Akwụkwọ mpịakọta e ji ihe asaa e ji aka ihe akara mechie ( 1-5 )
Nwa Atụrụ ahụ gara nara akwụkwọ mpịakọta ( 6-8 )
Nwa Atụrụ ahụ ruru eru imeghe ihe ndị e ji mechie akwụkwọ mpịakọta ( 9-14 )
6
7
Ndị mmụọ ozi anọ jidesiri ifufe na-ebibi ihe ike ( 1-3 )
A kara mmadụ 144,000 akara ( 4-8 )
Oké ìgwè mmadụ ndị yi uwe mwụda na-acha ọcha ( 9-17 )
8
E meghere nke asaa n’ime ihe ndị e ji mechie akwụkwọ mpịakọta ( 1-6 )
A fụrụ opi nke mbụ ruo nke anọ ( 7-12 )
E kwuru na a ga-ata ndị bi n’ụwa ahụhụ atọ ( 13 )
9
A fụrụ opi nke ise ( 1-11 )
Otu ahụhụ agafeela, ahụhụ abụọ ọzọ ka na-abịa ( 12 )
A fụrụ opi nke isii ( 13-21 )
10
11
Ndị àmà abụọ ndị buru amụma ( 1-13 )
Ndị amụma ga-eyi ákwà iru uju buo amụma ụbọchị 1,260 ( 3 )
A ga-egbu ndị amụma, a gaghịkwa eli ha ( 7-10 )
Ụbọchị atọ na ọkara gafee, Chineke ga-akpọlite ndị amụma n’ọnwụ ( 11, 12 )
Ahụhụ nke abụọ agafeela, ahụhụ nke atọ ga-abịakwa ( 14 )
A fụrụ opi nke asaa ( 15-19 )
12
Otu nwaanyị na nwa ya nwoke na otu dragọn ( 1-6 )
Maịkel lụsoro dragọn agha ( 7-12 )
Dragọn ahụ kpagburu nwaanyị mụrụ nwa nwoke ( 13-17 )
13
Otu anụ ọhịa nwere isi asaa si n’oké osimiri pụta ( 1-10 )
Otu anụ ọhịa nwere mpi abụọ si n’ala pụta ( 11-13 )
Ihe a kpụrụ akpụ nke yiri anụ ọhịa ahụ nwere isi asaa ( 14, 15 )
Akara na nọmba anụ ọhịa ahụ ( 16-18 )
14
Nwa Atụrụ ahụ na 144,000 ( 1-5 )
Ozi ọma dị iche iche ndị mmụọ ozi atọ ziri ( 6-12 )
Ndị ha na Onyenwe anyị dị n’otu ha anwụọ ga-enwe obi ụtọ ( 13 )
Ugboro abụọ e were ihe ubi n’ụwa ( 14-20 )
15
16
17
18
“Babịlọn Ukwu ahụ adaala!” ( 1-8 )
Ákwá a ga-ebere Babịlọn maka na ọ daala ( 9-19 )
Ndị nọ n’eluigwe ṅụrịrị ọṅụ maka na Babịlọn adaala ( 20 )
A ga-atụba Babịlọn n’oké osimiri dị ka à tụbara nkume ( 21-24 )
19
Toonụ Jaa maka ikpe o kpere ( 1-10 )
Onye na-agba otu ịnyịnya ọcha ( 11-16 )
Nnukwu oriri Chineke kpọrọ ( 17, 18 )
E meriri anụ ọhịa ahụ ( 19-21 )
20
A ga-eke Setan agbụ otu puku afọ ( 1-3 )
Ndị ga-eso Kraịst chịa otu puku afọ ( 4-6 )
A ga-atọpụ Setan na mkpọrọ, bibizie ya ( 7-10 )
E kpere ndị nwụrụ anwụ ikpe n’ihu ocheeze na-acha ọcha ( 11-15 )
21
22