Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g00 3/8 p. 31
  • Ebe Ili Ozu Pụrụ Iche

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ebe Ili Ozu Pụrụ Iche
  • Teta!—2000
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ụzọ Ụfọdụ Ndị Si Enye Onyinye n’Ọrụ Nkwusa Alaeze Ahụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1994
  • Obi Ọ̀ Dị Gị Ụtọ na I Nwere “Ihe Ùgwù nke Iji Obiọma Na-enye Ihe”?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • Si n’Ihe Ndị E Sere Ese Mụta Ihe
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
  • “Olee Ebe Ego Si Abịa?”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1995
Teta!—2000
g00 3/8 p. 31

Ebe Ili Ozu Pụrụ Iche

SITE N’AKA ONYE NTA AKỤKỌ TETA! N’ECUADOR

N’OBODO Ibarra, dị n’ebe ugwu isi obodo Ecuador, bụ́ Quito, e nwere otu ebe ili ozu pụrụ iche—el cementerio de los pobres (Ebe Ili Ozu nke Ndị Ogbenye). Gịnị mere ya ọpụrụiche? Ihe osise ndị e sere ná mgbidi dị n’ihu ya bụ ihe osise ndị e mere ka ha buo ibu, bụ́ ndị e nwetara kpọmkwem n’akwụkwọ ndị Watch Tower Society bipụtara!a Ihe osisi dị n’etiti na-egosi Jọn onyeozi, nke e nwetara na peji nke 7 nke akwụkwọ bụ́ Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso! N’elu Jọn, e dere n’asụsụ Spanish, okwu bụ́: “Alaeze Chineke pụtara ezi omume na udo na ọṅụ. Ndị Rom 14:17.” N’aka ekpe e dere okwu ndị ahụ dị na Matiu 11:28: “Bịakwutenụ m, unu nile ndị nọ na-adọlị ma bụrụ ndị e boro ibu dị arọ, m ga-emekwa ka unu nwee ume ọhụrụ,” bụ́ nke e nwetara na New World Translation. Ihe ịrụ ụka adịghị ya na mgbidi nke ebe ili ozu a na-arụ ọrụ iduzi ndị mmadụ gaa n’Okwu Chineke.

[Ihe ndị e dere n’ala ala peeji]

a Iji mezuo ihe ndị iwu chọrọ, a ghaghị inweta ikike tupu a na-ebipụtaghachi isiokwu dị iche iche ma ọ bụ ihe osise sitere n’akwụkwọ Watch Tower bipụtara, e kwesịkwara ikwu na e nwetara ha n’aka Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya