Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
Jenụwarị-Febụwarị 2015
© 2014 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
ISIOKWU TETA! A
Ihe Na-eme Ka Mmadụ Nwee Obi Ụtọ
PEEJI NKE 4-7
GỤỌ ISIOKWU NDỊ A N’ỊNTANET
NDỊ NA-ETO ETO
E nwere ọtụtụ ajụjụ ndị na-eto eto na-ajụ. Gụọ otú e si jiri Baịbụl zaa ụfọdụ n’ime ha, dị ka:
• “Gịnị Ka M Ga-eme Ka Obi Kwụsị Ịna-ajọkarị M Njọ?”
• “Gịnị Mere M Ga-eji Na-emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma?”
Leekwa fim isiokwu ya bụ What Your Peers Say—Money.
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere NDỊ NA-ETO ETO)
ỤMỤAKA
Gụọ gbasara ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Mee ihe ndị e kwuru ebe ahụ. Jiri ha nyere ụmụ gị aka ka ha matakwuo ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Jirikwa ha nyere ha aka ka ha na-akpakwu àgwà ọma.
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere ỤMỤAKA)