Fraịdee
“Ka anyị ghara ịda mbà n’ime ihe dị mma”—NDỊ GALESHIA 6:9
ỤTỤTỤ
8:20 [8:20]a Vidio Abụ Olu Ụtọ
8:30 [8:30] Abụ nke 77 na Ekpere
8:40 [8:40] OKWU ONYEISI OCHE: Ka Anyị Ghara Ịda Mbà, Karịchaa Ugbu A (Mkpughe 12:12)
9:15 [9:15] OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Na-ezi Ozi Ọma “n’Akwụsịghị Akwụsị”
Mgbe Ị Na-anọghị n’Ozi (Ọrụ Ndịozi 5:42; Ekliziastis 11:6)
N’Ụlọ n’Ụlọ (Ọrụ Ndịozi 20:20)
N’Ebe Ndị Mmadụ Na-anọkarị (Ọrụ Ndịozi 17:17)
Nyere Ndị Ọzọ Aka Ịghọ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs (Ndị Rom 1:14-16; 1 Ndị Kọrịnt 3:6)
10:05 [10:05] Abụ nke 76 na Ịma Ọkwa
10:15 [10:15] AKỤKỌ BAỊBỤL A NA-EGERE EGERE: Jehova Na-anapụta Ndị Ya (Ọpụpụ 3:1-22; 4:1-9; 5:1-9; 6:1-8; 7:1-7; 14:5-10, 13-31; 15:1-21)
[10:45] OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Wuo Ụlọ Na-agaghị Ada Ada
“Na-enwe Afọ Ojuju n’Ihe Ndị Dị Ugbu A” (Ndị Hibru 13:5; Abụ Ọma 127:1, 2)
Chebe Ụmụ Gị Ka ‘Ihe Ọjọọ’ Ghara Ime Ha (Ndị Rom 16:19; Abụ Ọma 127:3)
Zụlite Ụmụ Gị ‘Dị Ka Ụzọ Kwesịrị Ha Si Dị’ (Ilu 22:3, 6; Abụ Ọma 127:4, 5)
10:45 [11:30] Jehova Bụ Onye Kacha Atachi Obi (Ndị Rom 9:22, 23; 15:13; Jems 1:2-4)
11:15 [12:00] Abụ nke 115 na Nkwụsịtụ
EHIHIE
12:25 [1:00] Vidio Abụ Olu Ụtọ
12:35 [1:10] Abụ nke 128
12:40 [1:15] OKWU MMADỤ ASAA GA-EKWU: Na-atachi Obi n’Agbanyeghị . . .
Ihe Na-adịghị Mma E Mere Gị (Matiu 5:38, 39)
Na Nká Abịawala (Aịzaya 46:4; Jud 20, 21)
Ezughị Okè Anyị (Ndị Rom 7:21-25)
Aka A Dọrọ Gị ná Ntị (Ndị Galeshia 2:11-14; Ndị Hibru 12:5, 6, 10, 11)
Ọrịa Na-ekweghị Ala Ala (Abụ Ọma 41:3)
Ọnwụ nke Onye Ị Hụrụ n’Anya (Abụ Ọma 34:18)
Mkpagbu (Mkpughe 1:9)
1:55 [2:30] Abụ nke 136 na Ịma Ọkwa
2:05 [2:40] IHE NKIRI: Cheta Nwunye Lọt—Agba nke Mbụ (Luk 17:28-33)
2:35 [3:10] OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Nwee Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Ịtachi Obi
Okwukwe (Ndị Hibru 11:1)
Omume Ọma (Ndị Filipaị 4:8, 9)
Ihe Ọmụma (Ilu 2:10, 11)
Njide Onwe Onye (Ndị Galeshia 5:22, 23)
3:15 [3:50] Gịnị Ga-enyere Gị Aka Ka Ị ‘Ghara Ịda Mgbe Ọ Bụla’? (2 Pita 1:5-10; Aịzaya 40:31; 2 Ndị Kọrịnt 4:7-9, 16)
3:50 [4:25] Abụ nke 3 na Ekpere Mmechi
a Oge ndị e dere n’akara ngebichi [ ] bụ maka ụbọchị Satọdee a ga-enwe “Nzacha na Mkpocha