Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
Eprel 15, 2015
© 2015 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
Nke A Na-amụ Amụ
JUN 1-7, 2015
Ndị Okenye, Ùnu Na-azụ Ndị Ọzọ?
JUN 8-14, 2015
Otú Ndị Okenye Si Azụ Ndị Ọzọ Ka Ha Ruo Eruo
JUN 15-21, 2015
Gị na Jehova Ùnu Dị ná Mma n’Eziokwu?
JUN 22-28, 2015
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
▪ Ndị Okenye, Ùnu Na-azụ Ndị Ọzọ?
▪ Otú Ndị Okenye Si Azụ Ndị Ọzọ Ka Ha Ruo Eruo
Gịnị mere o ji dị ezigbo mkpa ka ndị okenye na-azụ ndị ọzọ? Olee otú kacha mma a ga-esi zụọ mmadụ? Gịnị ka ndị okenye na ndị ha na-azụ ga-amụta n’aka Samuel, Ịlaịja, na Ịlaịsha? A ga-aza ajụjụ ndị a n’isiokwu abụọ a.
▪ Gị na Jehova Ùnu Dị ná Mma n’Eziokwu?
▪ Tụkwasị Jehova Obi Mgbe Niile
Ọ bụrụ na anyị na Jehova dị n’ezigbo mma, anyị ga-enwe ike idi nsogbu ndị bịaara anyị. Isiokwu abụọ a ga-eme ka anyị mata otú ịtụkwasị Jehova obi mgbe niile na anyị na ya ikwurịta okwu ga-esi mee ka anyị na ya dịkwuo ná mma.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
14 Jehova Gọziri M ma ‘n’Oge Dị Mma ma n’Oge Nsogbu’
29 Ihe Mere Ịchụpụ Mmadụ n’Ọgbakọ Ji Egosi na Chineke Hụrụ Anyị n’Anya
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe okenye na-akụziri ohu na-eje ozi ụzọ ọhụrụ e si ezi ozi ọma n’ebe na-ekwo ekwo. Ha nọ n’ụzọ Haịfọng dị na Kaụlun
HỌNG KỌNG
MMADỤ OLE BI NA YA
7,234,800
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
5,747
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
6,382
180,000+
E si n’aka alaka ụlọ ọrụ anyị dị na Họng Kọng enweta ihe a na-akwagharị akwagharị, tebụl, na ihe ndị ọzọ e ji ekwusa ozi ọma n’ebe na-ekwo ekwo. A na-ekesakwa ha n’ụwa niile