Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 2/00 p. 7
  • Igbe Ajụjụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Igbe Ajụjụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2000
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ịhụ na Ọgbakọ Na-adị n’Udo ma Na-adị Ọcha
    Ndị A Haziri Ime Uche Jehova
  • Na-anabata Ịdọ Aka ná Ntị Jehova Mgbe Nile
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2006
  • Ṅomie Ebere Jehova
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
  • Igbe Ajụjụ
    Ozi Alaeze Anyi—2001
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2000
km 2/00 p. 7

Igbe Ajụjụ

◼ È kwesịrị ịkụ aka mgbe a mara ọkwa nnabataghachi n’ọgbakọ?

N’ezi ịhụnanya ya, Jehova Chineke emewo ka e nwee ụzọ Akwụkwọ Nsọ kwadoro maka ndị mere ihe ọjọọ nwere nchegharị inweghachi ihu ọma ya ma bụrụ ndị a nabataghachiri n’ọgbakọ ndị Kraịst. (Abụ Ọma 51:12, 17) Mgbe nke a mere, a na-agba anyị ume imesi ndị dị otú ahụ nwere ezi nchegharị obi ike banyere ịhụnanya anyị nwere n’ebe ha nọ.—2 Kọr. 2:6-8.

Ọ bụrụgodị na ọ dị otú ahụ, n’agbanyeghị ókè anyị nweruru obi ụtọ mgbe a nabataghachiri onye ikwu ma ọ bụ enyi anyị, e kwesịrị iji nkwanye ùgwù nọrọ jụụ mgbe a mara ọkwa nnabataghachi a nabataghachiri onye ahụ n’ọgbakọ. Ụlọ Nche nke October 1, 1998, peji nke 17, si otú a kapịa okwu ọnụ: “Otú ọ dị, anyị aghaghị icheta na ihe ka ọtụtụ n’ọgbakọ amaghị kpọmkwem ọnọdụ nke dugara ná nchụpụ mmadụ ma ọ bụ ná nnabataghachi ya. Ọzọkwa, a pụrụ inwe ụfọdụ ndị ihe ọjọọ nke onye chegharịrịnụ pụrụ imetụtawo ma ọ bụ mejọọ—ikekwe ọbụna ruo ogologo oge. Ya mere, n’ịbụ ndị okwu ndị dị otú ahụ na-emetụtakarị, mgbe a mara ọkwa nnabataghachi, ọ bụ ihe kwere nghọta na anyị ga-ejighachi okwu nnabata ruo mgbe a pụrụ ime otú ahụ mgbe nanị anyị na ya nọ.”

Ọ bụ ezie na obi na-adị anyị ụtọ nke ukwuu ịhụ ka mmadụ lọtaghachiri n’eziokwu, ịkụ aka mgbe a nabataghachiri ya agaghị ekwesị ekwesị.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya