Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 9/08 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2008
km 9/08 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Sept. 1

“Olee ebe i chere anyị nwere ike isi nweta ndụmọdụ ndị ga-enyere anyị aka mgbe anyị nwere mkpebi ndị dị mkpa ime? [Chere ka ọ zaa. Gụọ Ilu 3:5, 6.] Isiokwu a mere ka o doo nnọọ anya na onye maara ihe n’anya Chineke ga-ebugodị ụzọ tụlee ihe ndị ga-esi ná mkpebi ya pụta tupu ya emee mkpebi.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 7.

Ụlọ Nche Oct. 1

“N’oge ndị a ọ na-enweghị ihe e ji n’aka, ọtụtụ ndị na-echegbu onwe ha banyere ọdịnihu. Ò nwere ihe na-eme gị ka i chee na ihe ga-aka mma? [Chere ka ọ zaa.] Legodị nkwa a dị na Baịbụl. [Gụọ Aịzaya 65:17.] Magazin a kwuru ezi ihe ndị mere anyị kwesịrị iji kwere na ihe ga-aka mma n’ọdịnihu.”

Teta! July–Sept.

“Ọtụtụ ndị na-eto eto na-enwe ọtụtụ nsogbu ndị siri ike. Ị̀ maara ihe mere o ji dị otú ahụ? [Chere ka ọ zaa. Gụzie 2 Timoti 3:1.] Ya bụrụ na ị ma onye na-achọ igbu onwe ya iji zere nsogbu ndị siri ike ọ na-enwe kwa ụbọchị, ezi ndụmọdụ ndị dị na magazin a nwere nnọọ ike inyere ya aka ịgbanwe echiche ya.” Gosi ya isiokwu nke malitere na peeji nke 16.

“N’isiokwu Baịbụl ndị a m ga-egosi gị, olee nke ọ ga-amasị gị ịmatakwu nke ọma? [Mepee peeji nke 24 ma gosi ya isiokwu Baịbụl ụfọdụ dị n’ebe ahụ.] Chineke ọ̀ dị adị? Olee otú m nwere ike isi mata okpukpe nke bụ́ ezi okpukpe? Gịnị bụ Alaeze Chineke, oleekwa otú m nwere ike isi gosi mmadụ na ọ dị adị? [Chere ka ọ zaa. Gụzie 2 Timoti 3:16.] Ọ bụrụ na ị gụchaa isiokwu a, ị ga-ahụ na ịmụ Baịbụl na ịtụgharị uche n’ihe ị na-amụ nwere ike ime ka ị mata ọtụtụ ihe ndị ị na-amabughị.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya