Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 9/03 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2002
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2003
km 9/03 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche Sept. 15

“N’ụwa taa, ụfọdụ ndị na-eche na ha tọrọ atọ n’alụmdi na nwunye ịhụnanya kọrọ na ya. Olee ebe ndị dị otú ahụ pụrụ ichigharịkwuru maka enyemaka? [Nye ohere maka nzaghachi.] Bible na-emesi anyị obi ike na ụkpụrụ ndị Chineke tọrọ pụrụ inyere anyị aka. [Gụọ Aịsaịa 48:17, 18.] Mbipụta Ụlọ Nche a na-atụle ụkpụrụ Bible ndị pụrụ iwusikwu alụmdi na nwunye ike.”

Ụlọ Nche Oct. 1

“Ị̀ jụtụwo onwe gị, sị: ‘Ọ bụrụ na Chineke bụ onye na-ahụ n’anya, nke kasị ike, n’ihi gịnị ka ọ na-ejighị agbatara ndị na-ata ahụhụ ọsọ enyemaka?’ [Nye ohere maka nzaghachi.] N’oge na-adịghị anya, ọ ga-eme ka nsogbu nile kwụsị. [Gụọ Aịsaịa 65:17.] Ka ọ dị ugbu a, Chineke adịghị eme ka ọ gbasaghị ya mgbe ọ na-ahụ ka anyị na-ata ahụhụ, dị ka magazin a na-egosi.”

Teta! Oct. 8

“Ị̀ nụwo na ọ na-esiri ọtụtụ ndị ọrụ ugbo na ndị na-akpa anụ ike ịnọgide na-akpata ihe ha ji ebi ndụ? [Nye ohere maka nzaghachi.] Mbipụta Teta! a na-atụle nsogbu a nakwa nkwa Bible kwere maka mgbe ihe ga-adị mma n’ọdịnihu. [Gụọ Abụ Ọma 72:16.] Mgbe m bịaghachiri, ọ ga-amasị m ịkọwara gị otú Chineke ga-esi mee nke a.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya