Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mach 1
IZU NA-AMALITE NA MACH 1
Abụ nke 65
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl:Rut 1-4
Na 1: Rut 3:1-13
Na 2: Otú Ime Ebere Si Abara Anyị Uru (Mat. 5:7)
Na 3: Olee Mgbe Oge Ndị Jentaịl Gwụrụ? (td 40A)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Abụ nke 116
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl. Kwuo ụbọchị ọzọ pụrụ iche ọgbakọ unu wepụtara maka ịmalite ọmụmụ Baịbụl. Kọọ ahụmahụ ndị e nwetara n’ókèala unu, gbaakwa otu onye nkwusa ajụjụ ọnụ. Jụọ ya otú ọ chọpụtara ka mma isi malitere ndị nọ n’ókèala unu ọmụmụ Baịbụl. Gwa ya ka o jiri otu n’ime aro ndị dị n’akwụkwọ nta bụ́ Ụzọ Isi Malite Nkwurịta Okwu Bible, peeji nke 6, n’okpuru isiokwu bụ́ “Ọmụmụ Bible Ebe Obibi,” mee ihe ngosi.
Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.
Nkeji 10: Uru Ọ Bara Igosi na Anyị Kwenyesiri Ike n’Ihe Anyị Na-ekwu. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle, nke si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 194-196.
Abụ nke 10