Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’Eprel 19
IZU NA-AMALITE N’EPREL 19
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl:1 Samuel 23-25
Na 1: 1 Samuel 23:1-12
Na 2: Gịnị Wetara Ọnwụ? (td 41A)
Na 3: Ihe Mere Imesapụ Aka Ji Aba Uru (Ilu 11:25)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 15: “Gịnị Ka Ndị Ọzọ Na-amụta n’Aka Gị?” Ajụjụ na azịza.
Nkeji 15: Igbe Ajụjụ. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle. A ga-agụ amaokwu Baịbụl ndị e dere ebe ahụ ma kọwaa ha.