Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Nọvemba 8
IZU NA-AMALITE NA NỌVEMBA 8
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 1 Ihe E Mere 21-25
Nke 1: 1 Ihe E Mere 22:11-19
Nke 2: Olee Otú Anyị Nwere Ike Isi Na-ahụkwu Eziokwu n’Anya?
Nke 3: Otú E Si Amata Àgwà Chineke (td 20CH)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 15: Jiri Ohere Ọ Bụla Dapụtaranụ Zie Ozi Ọma. (Ọrụ 16:13) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ nke si n’Ụlọ Nche Jun 15, 2008, peeji nke 17. Unu tụlechaa ihe a kọrọ ebe ahụ, gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ndị ha mụtara.
Nkeji 15: “Ihe A Kụrụ n’Ubi Achaala Maka Owuwe Ihe Ubi.” Ajụjụ na azịza.