Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mach 7
IZU NA-AMALITE NA MACH 7
Abụ nke 102 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cf isi nke 18 ¶19-23, igbe dị p. 191 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Esta 6-10 (Nkeji 10)
Nke 1: Esta 7:1-10 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ndị Kraịst Aghaghị Ịsọpụrụ Ụkpụrụ Ịbụisi—td 3B (Nkeji 5)
Nke 3: Ihe Mere Jizọs Ji Bụrụ Onye Nnọchiteanya Ukwu na Onye Mmezu nke Okwukwe Anyị—Hib. 12:2 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Kụziere Ndị Mmadụ Ihe Otú Ga-eme Ka Ha Kweta. Okwu si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 255-257. Jiri nkeji ole na ole mee otu ihe ngosi ma ọ bụ ihe ngosi abụọ nke otú e nwere ike isi mee ihe ndị e kwuru n’isiokwu ahụ.
Nkeji 10: Na-enye Ndị Mmadụ Traktị. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kwuo traktị ndị unu nwere n’ọgbakọ unu. Kọwaa oge ndị e nwere ike inye ha mmadụ na ihe mere traktị ndị ahụ ji maa mma. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo otú ha si nye ndị mmadụ traktị. Mee otu ihe ngosi ma ọ bụ ihe ngosi abụọ.
Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.
Abụ nke 35 na Ekpere