Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Julaị 25
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 25
Abụ nke 97 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 7 ¶1-8, igbe dị na p. 53 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Abụ Ọma 79-86 (Nkeji 10)
Nke 1: Abụ Ọma 84:1–85:7 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Jizọs Ọ̀ Nwụrụ n’Elu Obe?—td 34A (Nkeji 5)
Nke 3: Ihe Mere Baịbụl Ji Sị na Ndị Mmụọ Ọjọọ Kweere na Chineke—Jems 2:19 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa. Kwuo akwụkwọ a ga-enye ndị mmadụ n’ọnwa Ọgọst, meekwa ihe ngosi otú e nwere ike isi nye mmadụ otu n’ime ha.
Nkeji 10: O Kwusara Ozi Ọma n’Agbanyeghị na Ọ Na-arịa Ọrịa. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’Ozi Alaeze Anyị nke ọnwa September 2003, peeji nke 6. Kwuokwa ihe ụfọdụ dị n’Ụlọ Nche August 15, 2008, peeji nke 19-21. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.
Nkeji 20: “Magazin Anyị Na-abara Ndị Dị Iche Iche Uru.” Ajụjụ na azịza. Unu tụlechaa paragraf nke 2, jiri otu nkeji kwuo ihe ndị dị na Teta! Julaị–Septemba 2011. Unu mechazie, jụọ ndị na-ege ntị ka ha kwuo ajụjụ ndị ha nwere ike ịjụ ndị nwe ụlọ na amaokwu Baịbụl ndị ha nwere ike ịgụrụ ha ma ha chọwa inye ha Teta! ahụ. Mee ihe ngosi otú e nwere ike isi nye ndị mmadụ Teta! ahụ. Unu tụlechaakwa paragraf nke 3, jiri Ụlọ Nche Ọgọst 1 mee ihe ndị ahụ i mere na Teta! Julaị–Septemba 2011.
Abụ nke 134 na Ekpere