Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jenụwarị 16
IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 16
Abụ nke 98 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 15 igbe dị na p. 121 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Aịzaya 34-37 (Nkeji 10)
Nke 1: Aịzaya 35:1-10 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Anyị Kwesịrị Ịtụkwasị Jehova Obi—Ọma 25:1-5 (Nkeji 5)
Nke 3: Iji Ihe Oyiyi Efe Jehova Ofufe Ekwesịghị Ekwesị—td 17CH (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 15: Chọpụta Ihe Bụ́ Echiche Onye ahụ Jụrụ Ajụjụ. Okwu si n’akwụkwọ Rite Uru, peeji nke 66, paragraf nke 1, ruo peeji nke 68, paragraf nke 3. Mee ihe ngosi ebe a jụrụ otu nwanna ajụjụ n’ozi ọma. Nwanna ahụ ga-ebu ụzọ chee echiche ihe nwere ike ịbụ mkpa onye jụrụ ya ajụjụ. Ọ ga na-ekwupụtakwa ihe ahụ ọ na-eche n’obi ya. Ya mechazie, ya azaa onye ahụ ajụjụ ahụ nke ọma.
Nkeji 15: Na-emenụ Omume Dị Mma n’Etiti Ndị Mba Ọzọ. (1 Pita 2:12) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’Ụlọ Nche Jun 15, 2009, peeji nke 15, paragraf nke 16-17, na peeji nke 19, paragraf nke 14. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.
Abụ nke 97 na Ekpere