Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Mach p. 6
  • Mach 28–Eprel 3

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 28–Eprel 3
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Mach p. 6

Mach 28–Eprel 3

JOB 11-15

  • Abụ nke 111 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Obi Siri Job Ike na A Ga-akpọlite Ndị Nwụrụ Anwụ”: (Nkeji 10)

    • Job 14:1, 2—Job kwuru eziokwu gbasara otú ọnọdụ ụmụ mmadụ dị (w15 3/1 3; w10 5/1 5 ¶2; w08 3/1 3 ¶3)

    • Job 14:13-15a—Job ma na Jehova agaghị echefu ya (w15 8/1 5; w14 1/1 7 ¶4; w11 3/1 22 ¶2-4)

    • Job 14:15b—Jehova ejighị ndị ji obi ha niile na-efe ya egwu egwu (w15 8/1 7 ¶3; w14 6/15 14 ¶12; w11 3/1 22 ¶3-6)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Job 12:12—Gịnị mere o ji bụrụ na ụmụnna ndị katarala ahụ́ ruru eru inyere ụmụnna ndị na-akatabeghị ahụ́ aka? (g99 8/8 19, igbe)

    • Job 15:27—Gịnị ka Elifaz bu n’obi mgbe o kwuru na Job “ji abụba kpuchie ihu ya”? (it-1-E 802 ¶4)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Job 14:1-22 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: fg isi nke 13 ¶1—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Nletaghachi: fg isi nke 13 ¶2—Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Ọmụmụ Baịbụl: fg isi nke 13 ¶3-4 (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 134

  • Mkpa ọgbakọ: (Nkeji 5)

  • “Ọnwụ Jizọs Mere Ka Mbilite n’Ọnwụ Nwee Isi”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ná mmechi, kpọnye vidio ahụ e kiriri ná mgbakọ ukwu nke afọ 2014.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 12 ¶1-12 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 33 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya