Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Jun p. 1
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • TETA!
  • TETA!
  • TRAKTỊ
  • DEE OTÚ ỌZỌ Ị GA-ESI JIRI OTU N’IME AKWỤKWỌ NDỊ A ZIE OZI ỌMA
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Jun p. 1
Ụmụnna ndị a ji traktị na-ezi otu nwoke ozi ọma na Mọlta

Ndị a ji traktị na-ezi mmadụ ozi ọma na Mọlta

Ihe I Nwere Ike Ikwu

TETA!

Teta! Nke 3 2016 | Ime Ka Ndị Na-asụ Asụsụ Dị Iche Iche Nụ Ozi Ọma

Otú a ga-esi enye ya: O nweere ọtụtụ ihe mara mma e kwuru na Teta! a. [Nye onye ahụ otu Teta!]

Ajụjụ: Ị̀ ma na Ndịàmà Jehova na-asụgharị akwụkwọ ha dị iche iche n’ihe karịrị narị asụsụ asaa na iri ise?

Amaokwu Baịbụl: Mkpu. 14:6

TETA!

Ajụjụ: Ì chere na ihe e kwuru n’amaokwu Baịbụl a anyị ga-agụ ugbu a ga-enyeliri di na nwunye aka ma ha na-ekwurịta nsogbu ha?

Amaokwu Baịbụl: Jems 1:19

Otú a ga-esi enye ya: [Gosi ya isiokwu dị́ na peeji nke 10-11.] Isiokwu a ga-akọwakwuru gị ihe ndị ọzọ Baịbụl kwuru nwere ike inyere di na nwunye aka ma ha na-ekwurịta nsogbu ha.

TRAKTỊ

Traktị

Ajụjụ: Biko, legodị ajụjụ a dị́ ebe a. [Gụpụtara ya ajụjụ ahụ dị́ n’ihu traktị ahụ na azịza ndị dị n’okpuru ya.] Gịnị ka i chere?

Amaokwu Baịbụl: [Amaokwu Baịbụl dị na peeji nke 2 na traktị nke ọ bụla]

Otú a ga-esi enye ya: Traktị a ga-akọwara gị uru ihe a Baịbụl kwuru ga-abara gị.

DEE OTÚ ỌZỌ Ị GA-ESI JIRI OTU N’IME AKWỤKWỌ NDỊ A ZIE OZI ỌMA

Jiri aro ndị a dị́ ebe a dee otú ọzọ ị ga-achọ isi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya