Septemba 4-10
EZIKIEL 42-45
Abụ nke 26 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“E Weghachiri Ofufe Dị Ọcha”: (Nkeji 10)
Ezik. 43:10-12—Ọhụụ ụlọ nsọ Ezikiel nyeere ndị Juu a dọọrọ n’agha aka ichegharị, mesiekwa ha obi ike na a ga-eweghachi ofufe dị ọcha (w99 3/1 8 ¶3; it-2-E 1082 ¶2)
Ezik. 44:23—Ndị nchụàjà ga-akụziri ndị mmadụ “ihe dị iche n’ihe dị nsọ na ihe rụrụ arụ”
Ezik. 45:16—Ndị mmadụ ga-akwado ndị Jehova họpụtara idu ndú n’etiti ndị ya (w99 3/1 10 ¶10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ezik. 43:8, 9—Olee otú ndị Izrel si metọọ aha Chineke? (it-2-E 467 ¶4)
Ezik. 45:9, 10—Olee ihe Jehova na-achọkarị n’aka ndị na-achọ ihu ọma ya? (it-2-E 140)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 44:1-9
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu.” Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Gịnị Mere I Ji Hụ Ofufe Dị Ọcha n’Anya?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 17 ¶10-18
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 115 na Ekpere