Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Septemba p. 3
  • E Weghachiri Ofufe Dị Ọcha

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • E Weghachiri Ofufe Dị Ọcha
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Iwu Gbasara Ụlọ Nsọ A”
    A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
  • ‘Kọọ Otú Ụlọ Nsọ A Dị’
    A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
  • ‘Tụkwasị Obi Gị’ N’ụlọukwu Chineke!
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1999
  • Ihe Ụlọ Nsọ Ezikiel Hụrụ n’Ọhụụ Na-akụziri Gị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Septemba p. 3

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 42-45

E Weghachiri Ofufe Dị Ọcha

Ọhụụ ụlọ nsọ Ezikiel mere ka ndị Juu na-ekwesị ntụkwasị obi a dọọrọ n’agha nwee obi ike na a ga-eweghachi ofufe dị ọcha. O chetakwaara ka ha na ihe Jehova na-anabata bụ ofufe dị ọcha.

Ebe onyeisi nchụàjà na-akụziri ndị Izrel ihe, okenye ejiri Baịbụl na-akụzi ihe n’ọmụmụ ihe

Ndị nchụàjà ga-akụziri ndị mmadụ iwu na ụkpụrụ Jehova

44:23

Dee ụzọ dị iche iche ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi, onye nwekwara uche sirila kụziere anyị ihe dị iche n’ihe dị nsọ na ihe rụrụ arụ. (kr 110-117)

Ndị mmadụ ga na-akwado ndị na-edu ndú n’etiti ha

45:16

Olee ụzọ ụfọdụ anyị nwere ike isi gosi na anyị na-akwado ndị okenye n’ọgbakọ anyị?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya