Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ijwbq isiokwu 13
  • Ole Mgbe E Dere Akụkọ Jizọs?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ole Mgbe E Dere Akụkọ Jizọs?
  • Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Baịbụl kwuru
  • Gịnị n’Ezie Bụ Ozi Ọma Ahụ?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1992
  • Eziokwu Banyere Jisọs
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1996
  • Baịbụl Ọ̀ Kọọrọ Anyị Ihe Niile Banyere Jizọs?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
  • È Kwesịrị Ịtụkwasị Oziọma Matiu, Mak, Luk na Jọn Obi?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
ijwbq isiokwu 13
Onye na-ede ihe n’akwụkwọ mpịakọta

Ole Mgbe E Dere Akụkọ Jizọs?

Ihe Baịbụl kwuru

Jọn onyeozi kwuru na ihe ndị ya dere banyere Jizọs bụ eziokwu. Ọ sịrị: “Onye ahụ nke hụrụ ya agbawo àmà, àmà ya bụkwa eziokwu, onye ahụ makwa na ihe ndị a ọ na-akọ bụ eziokwu, ka unu onwe unu kwa wee kwere.”—Jọn 19:35.

Otu ihe mere anyị kwesịrị iji kweta na ihe Matiu, Mak, Luk, na Jọn dere banyere Jizọs bụ eziokwu bụ na mgbe ha na-ede ihe ndị ahụ, ọtụtụ ndị hụrụ ihe ndị Jizọs mere ka nọ ndụ. Akwụkwọ ụfọdụ kwuru na e dere akwụkwọ Matiu naanị afọ asatọ ka Kraịst nwụchara, ya bụ, n’afọ nke 41. Ọtụtụ ndị ọkà mmụta na-ekwu na ihe karịrị afọ asatọ gara tupu e dewe ya. Ma, ọtụtụ ndị kweere na e dere akụkọ niile gbasara Jizọs n’ime otu narị afọ ka Jizọs nwụchara.

Ndị hụrụ Jizọs, hụ mgbe ọ nwụrụ, hụkwa mgbe a kpọlitere ya n’ọnwụ nọ mgbe a na-ede Akwụkwọ Nsọ Grik. Á sị na ihe ndị e dere na ya abụghị eziokwu, ha gaara ekwu. Á sịkwa na e nwere ihe ndị e dehiere, ha gaara ekwu. Ọkà mmụta aha ya bụ F. F. Bruce kwuru, sị: “Otu ihe gosiri na ihe ndịozi Jizọs kọrọ banyere Jizọs bụ eziokwu bụ na ha kwuru na ha ji anya ha hụ ihe ndị ahụ nakwa na ndị ọzọ maara ihe ahụ ha na-akọ. (Ọrụ Ndịozi 2:22).”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya