- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
NDỊ FILIPAỊ
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Ekele (1, 2)
Pọl kelere Chineke; ekpere o kpere (3-11)
E kwusakwuru ozi ọma n’agbanyeghị nsogbu (12-20)
Ọ bụrụ na m dị ndụ, ọ bụ Kraịst ka m na-adịrị ya (21-26)
Na-akpanụ àgwà otú kwesịrị ozi ọma (27-30)
2
Ndị Kraịst kwesịrị ịdị umeala n’obi (1-4)
E bugoro Kraịst n’okwá maka na ọ dị umeala n’obi (5-11)
Na-emenụ ihe ga-eme ka a zọpụta unu (12-18)
Pọl ga-ezite Timoti na Epafrọdaịtọs (19-30)
3
4
Inwe otu obi, ịṅụrị ọṅụ, ihe ndị e kwesịrị ichebara echiche (1-9)
Obi dị Pọl ụtọ na ndị Filipaị nyere ya onyinye (10-20)
Ekele mmechi (21-23)