- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
1 TIMOTI
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Ekele (1, 2)
Ihe Pọl kwuru gbasara ndị na-akụzi ihe na-abụghị eziokwu (3-11)
E meere Pọl amara (12-16)
Eze mgbe ebighị ebi (17)
‘Na-alụ agha dị mma anyị na-alụ’ (18-20)
2
3
Ihe mmadụ ga-eme ka o ruo eruo ịbụ okenye (1-7)
Ihe mmadụ ga-eme ka o ruo eruo ịbụ ohu na-eje ozi (8-13)
Ihe nzuzo dị nsọ nke gbasara ife Chineke otú ọ chọrọ (14-16)
4
Pọl kwuru gbasara ihe ndị mmụọ ọjọọ na-akụzi (1-5)
Otú e si abụ ezigbo onye ozi Kraịst (6-10)
Chebara otú i si ezi ihe echiche (11-16)
5
Otú mmadụ kwesịrị isi na-agwa ma ndị na-eto eto ma ndị okenye okwu (1, 2)
Ilekọta ndị di ha nwụrụ (3-16)
Na-akwanyere ndị okenye na-agbasi mbọ ike ùgwù (17-25)
6
Ndị ohu kwesịrị ịna-akwanyere ndị nna ha ukwu ùgwù (1, 2)
Ịhụ ego n’anya na ndị na-akụzi ihe na-abụghị eziokwu (3-10)
Ihe Pọl gwara onye nke Chineke ka ọ na-eme (11-16)
Na-arụ ọtụtụ ọrụ ọma (17-19)
Ahapụkwala ihe i si n’aka Chineke nweta (20, 21)