Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g16 nke 4 p. 3
  • Otú Ị Ga-esi Akwụsị Àgwà Ririla Gị Ahụ́

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Otú Ị Ga-esi Akwụsị Àgwà Ririla Gị Ahụ́
  • Teta!—2016
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Kwee Ka Omume Maara Gị Ahụ Baara Gị Uru
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2001
  • Okwu Mmalite
    Teta!—2016
  • Ọ̀ Ga-ekwe Omume Ịkwụsị Àgwà Ọjọọ?
    Teta!—2004
  • 1 Mara Ike Gị
    Teta!—2016
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2016
g16 nke 4 p. 3
Ebe otu nwaanyị na-ele tiivi, na-atakwa cham cham cham

ISIOKWU TETA! A

Otú Ị Ga-esi Akwụsị Àgwà Ririla Gị Ahụ́

  • Ebe e sere elekere na-akụ mgbịrịmgba

    OZUGBO elekere Austin kụrụ mgbịrịmgba n’ụtụtụ, o biliri n’agbanyeghị na ụra ka na-atụ ya. O yiiri ákwà ọ ga-eji emega ahụ́ ọ chịpụtara n’abalị, gaa gbatụ obere ọsọ. Ọ na-eme ihe a ugboro atọ n’izu ọ bụla kemgbe otu afọ.

  • Ebe e sere akpa swiit

    Mgbe Laurie na di ya sere okwu, o ji iwe pụọ, gaa n’usekwu ya, mepee ebe ọ na-ekposa swiit ma rachaa ha niile. Ọ bụ ihe a ka ọ na-eme mgbe ọ bụla iwe ji ya.

E nwere ike ikwu na Austin na-eme ka Laurie. Onye nke ọ bụla n’ime ha nwere àgwà marala ya ahụ́. O nwedịrị ike ịbụ na ha amaghị na ọ marala ha ahụ́.

Oleekwanụ maka gịnwa? Ò nwere àgwà ọma ndị ị chọrọ ibido kpawa? O nwere ike ịbụ na ị chọrọ ịna-emegakwu ahụ́, chọọ ịna-ehikwu ụra, ma ọ bụkwanụ chọọ ịna-akpọkwu ndị ikwu na ibe gị n’ekwentị.

O nwekwara ike ịbụ na ị chọrọ ịkwụsị àgwà ọjọọ ndị dị ka ịṅụ sịga, iri nri ndị na-anaghị edozi ahụ́ ma ọ bụkwanụ ịnọ n’Ịntanet mgbe niile.

Nke bụ́ eziokwu bụ na ịkwụsị àgwà ọjọọ adịghị mfe. Ọtụtụ ndị achọpụtala na ịmụta àgwà ọjọọ dị mfe, ma ịkwụsị ya akwụsị na-ara ahụ́.

Olee otú mmadụ ga-esi akwụsị àgwà ọjọọ ririla ya ahụ́ ma kpawa àgwà ọma ga-abara ya uru? Lee ihe atọ nwere ike inyere mmadụ aka. E si n’ihe Baịbụl kwuru nweta ha.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya