Xuanyu Han/Moment via Getty Images
Isiokwu Ndị Dị na Teta! A
Ụwa anyị a nọ ná nsogbu.
Ọ̀ ga-adịgide, ka mmetọ a na-emetọ ya ọ̀ ga-eme ka ọ laa n’iyi ma taa isi anyị? Gụọ isiokwu ndị e dere n’okpuru ka ị mata ihe na-eme ụwa anyị a, matakwa ma è nwere ihe ga-eme ka obi sie anyị ike na ọ ga-adịgide.
Gịnị ga-eme ihe ndị a dị n’ụwa anyị n’ọdịnihu?
Ezigbo mmiri
Oké osimiri
Oké ọhịa
Ikuku