Isi nke 2
Lee anụmanụ ndị nọ n’akụkụ ụgbọ Noa.
Olee ndị nke na-ebe mmuu? Olee ndị nke na-agbọ ụja?
Ụgbọ Noa chebere ụdị anụmanụ niile, ma ndị ogologo ma ndị mkpụmkpụ.
IHE NNE MA Ọ BỤ NNA GA-EME
Gụọrọ nwa gị:
Gwa nwa gị ka o gosi gị:
Anụ ọhịa bea Nkịta Enyí
Anịgọ Ọdụm Enwe
Ézì Atụrụ
Ịnyịnya ọhịa Eke na egwurugwu
Gwa nwa gị ka o bee ubé otú anụmanụ ndị a si ebe:
Nkịta Ọdụm Enwe
Ézì Atụrụ
[Foto ndị dị na peeji nke 6, 7]