Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lfb p. 122-123
  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 9

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 9
  • Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehoyada Katara Obi
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Ndị Enyi Ọjọọ Mere Ka Jehoash Hapụ Jehova
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • Ọ Masịrị Ya Inyere Onye Ọzọ Aka
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
  • Nwatakịrị Nwaanyị Nyeere Otu Dike Aka
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
lfb p. 122-123
Ebe nwatakịrị nwaanyị Izrel na-agwa nwunye Neeman onye ekpenta okwu

Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 9

Nkebi a ga-akọrọ anyị banyere ndị na-eto eto, ndị amụma, na ndị eze nwere ezigbo okwukwe na Jehova. Na Siria, otu nwatakịrị nwaanyị Izrel nwere okwukwe na onye amụma Jehova ga-agwọli Neeman. Obi siri Ịlaịsha onye amụma ezigbo ike na Jehova ga-anapụta ya n’aka ndị agha chọrọ igbu ya. Jehoyada Nnukwu Onye Nchụàjà chebere otu nwatakịrị nwoke aha ya bụ Jehoash ka nne nna ya bụ́ Atalaya ghara igbu ya n’agbanyeghị na ihe a o mere gaara akpatara ya ọnwụ. Eze Hezekaya tụkwasịrị Jehova obi na ọ ga-anapụta Jeruselem n’aka ndị Asiria. O kweghị achịliri ha aka elu n’agbanyeghị na ha nọ na-eyi ya egwu. Eze Josaya kpochapụrụ arụsị n’Izrel, mee ka ụlọ nsọ dịrị ọcha, meekwa ka ndị Izrel maliteghachi ife Chineke ezigbo ofufe.

ISI IHE NKEBI A NA-AKỤZIRI ANYỊ

  • Na-agwa ndị mmadụ banyere Jehova n’agbanyeghị na ị ka bụ nwata

  • Jehova kwuru na ya ga-anọnyere anyị ma anyị na-eme ihe dị mma

  • Na-eme ihe Jehova gwara gị mee otú Jona mere. Emela mkpesa mgbe ihe na-agaghị otú ị chọrọ

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya