Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • CO-pgm18 p. 4-5
  • Satọdee

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Satọdee
  • 2018 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Satọdee
    2020 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Satọdee
    2021 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Satọdee
    2019 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Satọdee
    2017 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
Lee Ihe Ndị Ọzọ
2018 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
CO-pgm18 p. 4-5
Ebe Gidiọn na ndị agha ya na-afụ opi, na-akụri ite ha, na-efegharị ọwa ọkụ ha ma na-eti mkpu

Satọdee

“Na-egosi obi ike karị n’ikwu okwu Chineke n’atụghị egwu”​—NDỊ FILIPAỊ 1:14

ỤTỤTỤ

  • 9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 9:30 Abụ nke 76 na Ekpere

  • 9:40 OKWU MMADỤ ASATỌ GA-EKWU: Nwee Obi Ike . . .

    • Onye A Na-amụrụ Baịbụl (Ọrụ Ndịozi 8:35, 36; 13:48)

    • Onye Na-eto Eto (Abụ Ọma 71:5; Ilu 2:11)

    • Onye Nkwusa (1 Ndị Tesalonaịka 2:2)

    • Di ma Ọ Bụ Nwunye (Ndị Efesọs 4:26, 27)

    • Nne ma Ọ Bụ Nna (1 Samuel 17:55)

    • Onye Ọsụ Ụzọ (1 Ndị Eze 17:6-8, 12, 16)

    • Okenye Ọgbakọ (Ọrụ Ndịozi 20:28-30)

    • Onye Agadi (Daniel 6:10, 11; 12:13)

  • 10:50 Abụ nke 119 na Ịma Ọkwa

  • 11:00 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: Ṅomie Ndị Nwere Obi Ike, Ọ Bụghị Ndị Ụjọ

    • Jọshụa na Keleb, Ọ bụghị Ndị Isi Iri Ahụ (Ọnụ Ọgụgụ 14:7-9)

    • Jeel, Ọ Bụghị Ndị Bi na Mirọz (Ndị Ikpe 5:23)

    • Mịkaya, Ọ Bụghị Ndị Amụma Ụgha (1 Ndị Eze 22:14)

    • Jeremaya, Ọ Bụghị Yuraịja (Jeremaya 26:21-23)

    • Pọl, Ọ Bụghị Nwa Okorobịa Ahụ Bara Ọgaranya (Mak 10:21, 22)

  • 11:45 OKWU BAPTIZIM: “Anyị Abụghị Ụdị Ndị Na-ala Azụ” (Ndị Hibru 10:35, 36, 39; 11:30, 32-34, 36; 1 Pita 5:10)

  • 12:15 Abụ nke 38 na Nkwụsịtụ

Ebe Nehemaya na-eduzi ndị na-arụghachi mgbidi Jeruselem ma na-agwa ndị nche ebe ha ga-anọ. Ebe Jizọs na-ekpe ekpere

EHIHIE

  • 1:35 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 1:45 Abụ nke 111

  • 1:50 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: Si n’Ihe Ndị Chineke Kere Mụta Inwe Obi Ike

    • Ọdụm (Maịka 5:8)

    • Ịnyịnya (Job 39:19-25)

    • Anụmanụ A Na-akpọ Mongoose (Abụ Ọma 91:3, 13-15)

    • Nnụnụ A Na-akpọ Hummingbird (1 Pita 3:15)

    • Enyí (Ilu 17:17)

  • 2:40 Abụ nke 60 na Ịma Ọkwa

  • 2:50 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Otú Ụmụnna Anyị Si Egosi na Ha Nwere Obi Ike . . .

    • n’Afrịka (Matiu 10:36-39)

    • n’Eshia (Zekaraya 2:8)

    • na Yurop (Mkpughe 2:10)

    • n’Ebe Ugwu Amerịka (Aịzaya 6:8)

    • ná Mba Ndị Dị n’Oké Osimiri Pasifik (Abụ Ọma 94:14, 19)

    • n’Ebe Ndịda Amerịka (Abụ Ọma 34:19)

  • 4:15 Nwee Obi Ike, ma Ọ Bụghị Ịtụkwasị Onwe Gị Obi (Ilu 3:5, 6; Aịzaya 25:9; Jeremaya 17:5-10; Jọn 5:19)

  • 4:50 Abụ nke 3 na Ekpere Mmechi

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya