Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • CO-pgm19 p. 6-7
  • Sọnde

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Sọnde
  • 2019 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Sọnde
    2020 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Sọnde
    2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Sọnde
    2017 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Sọnde
    2025 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
Lee Ihe Ndị Ọzọ
2019 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
CO-pgm19 p. 6-7
Ebe Eze Josaya na-agụ akwụkwọ mpịakọta

Sọnde

“NỌRỌNỤ N’ỊHỤNANYA CHINEKE”—JUD 21

ỤTỤTỤ

  • 9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 9:30 Abụ nke 106 na Ekpere

  • 9:40 OKWU MMADỤ ASATỌ GA-EKWU: Na-echeta Otú Onye Nwere Ịhụnanya Si Akpa Àgwà

    • O Nwere Ogologo Ntachi Obi na Obiọma (1 Ndị Kọrịnt 13:4)

    • Ọ Dịghị Ekwo Ekworo, Ọ Dịghị Etu Ọnụ (1 Ndị Kọrịnt 13:4)

    • Ọ Dịghị Afụli Onwe Ya Elu, Ọ Dịghị Akpa Àgwà Na-ekwesịghị Ekwesị (1 Ndị Kọrịnt 13:​4, 5)

    • Ọ Dịghị Achọ Ọdịmma nke Ya, Ọ Dịghị Abụ nke A Kpasuru Iwe (1 Ndị Kọrịnt 13:5)

    • Ọ Dịghị Agụkọ Ihe Ọjọọ, Ọ Dịghị Aṅụrị Ọnụ n’Ihi Ajọ Omume (1 Ndị Kọrịnt 13:​5, 6)

    • Ọ Na-eso Eziokwu Aṅụrị Ọṅụ, Ọ Na-edi Ihe Niile (1 Ndị Kọrịnt 13:​6, 7)

    • Ọ Na-ekwere Ihe Niile, Na-enwe Olileanya Ihe Niile (1 Ndị Kọrịnt 13:7)

    • Ọ Na-atachi Obi n’Ihe Niile, Ịhụnanya Adịghị Ada Ada (1 Ndị Kọrịnt 13:​7, 8)

  • 11:10 Abụ nke 150 na Ịma Ọkwa

  • 11:20 OKWU IHU ỌHA: Ole Ndị Hụrụ Ibe Ha n’Anya n’Eziokwu n’Ụwa A Ọtụtụ Ndị Kpọrọ Ibe Ha Asị? (Jọn 13:​34, 35)

  • 11:50 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche

  • 12:20 Abụ nke 1 na Nkwụsịtụ

EHIHIE

  • 1:35 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 1:45 Abụ nke 124

  • 1:50 FIM: Akụkọ Josaya: Hụ Jehova n’Anya; Kpọọ Ihe Ọjọọ Asị​—Agba nke Abụọ (2 Ndị Eze 22:​3-20; 23:​1-25; 2 Ihe E Mere 34:​3-33; 35:​1-19)

  • 2:20 Abụ “Nye M Obi Ike” na Ịma Ọkwa

  • 2:30 Na-echebara Ịhụnanya Jehova nke Na-adịgide Adịgide Echiche (Abụ Ọma 107:43; Ndị Efesọs 5:​1, 2)

  • 3:30 Vidio Egwú Ọhụrụ na Ekpere Mmechi

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya