Satọdee
‘Na-enwere mmadụ niile ndidi’—1 Ndị Tesalonaịka 5:14
Ụtụtụ
9:20 Vidio Egwú
9:30 Abụ nke 58 na Ekpere
9:40 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: “Anyị Na-eme Ka A Mata na Anyị Bụ Ndị Ozi Chineke . . . Anyị Na-enwe Ndidi”
• Mgbe Anyị Nọ Ozi Ọma (Ọrụ Ndịozi 26:29; 2 Ndị Kọrịnt 6:4-6)
• Mgbe Anyị Na-amụrụ Ndị Mmadụ Baịbụl (Jọn 16:12)
• Mgbe Anyị Na-agba Ụmụnna Anyị Ume (1 Ndị Tesalonaịka 5:11)
• Mgbe Anyị Bụ Ndị Okenye (2 Timoti 4:2)
10:30 Unu Ndị A Na-enwere Ndidi, Na-enwerenụ Ndị Ọzọ Ndidi (Matiu 7:1, 2; 18:23-35)
10:50 Abụ nke 138 na Ịma Ọkwa
11:00 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: ‘Na-enwenụ Ndidi ma Na-edirinụ Ibe Unu Ihe n’Ihi na Unu Hụrụ Ha n’Anya’
• Ndị Ikwu Anyị Na-anaghị Efe Jehova (Ndị Kọlọsi 4:6)
• Di Gị ma Ọ Bụ Nwunye Gị (Ilu 19:11)
• Ụmụ Gị (2 Timoti 3:14)
• Ndị Ezinụlọ Unu Ahụ́ Na-adịghị ma Ọ Bụ Ndị nke Mere Agadi (Ndị Hibru 13:16)
11:45 OKWU BAPTIZIM: Ndidi Jehova Bụụrụ Anyị Nzọpụta (2 Pita 3:13-15)
12:15 Abụ nke 75 na Nkwụsịtụ
Ehihie
1:35 Vidio Egwú
1:45 Abụ nke 106
1:50 Kpachara Anya Ka Ị Ghara Ịna-achọ Inweta Ihe Na-agụ Gị Agụụ Ozugbo Ozugbo (1 Ndị Tesalonaịka 4:3-5; 1 Jọn 2:17)
2:15 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: “Ọ Ka Mma Inwe Ndidi Kama Ịdị Mpako”
• Na-eme Ka Ebel, Emela Ka Adam (Ekliziastis 7:8)
• Na-eme Ka Jekọb, Emela Ka Ịsọ (Ndị Hibru 12:16)
• Na-eme Ka Mosis, Emela Ka Kora (Ọnụ Ọgụgụ 16:9, 10)
• Na-eme Ka Samuel, Emela Ka Sọl (1 Samuel 15:22)
• Na-eme Ka Jonatan, Emela Ka Absalọm (1 Samuel 23:16-18)
3:15 Abụ nke 87 na Ịma Ọkwa
3:25 IHE NKIRI: “Kwe Ka Jehova Na-edu Gị” —Agba nke Mbụ (Abụ Ọma 37:5)
3:55 “Mgbe Ha Na-akpagbu Anyị, Anyị Na-enwe Ndidi, Na-atachikwa Obi” (1 Ndị Kọrịnt 4:12; Ndị Rom 12:14, 21)
4:30 Abụ nke 79 na Ekpere Mmechi