Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • CO-pgm23 p. 2-8
  • Fraịdee

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Fraịdee
  • 2023 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Satọdee
    2023 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Sọnde
    2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Fraịdee
    2024 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Fraịdee
    2019 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
Lee Ihe Ndị Ọzọ
2023 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
CO-pgm23 p. 2-8
Foto dị iche iche: Ihe ụfọdụ dị n’ihe omume Fraịdee. 1. Ebe Eze Sọl na-abanye n’ọgba ebe Devid na ndị agha ya zoro. 2. Di na nwunye nọ n’ozi ọma. 3. Nnụnụ a na-akpọ penguin na ụmụ ha.

Penguins: By courtesy of John R. Peiniger

Fraịdee

“Ịhụnanya na-enwe ndidi”​—1 Ndị Kọrịnt 13:4

Ụtụtụ

  • 9:20 Vidio Egwú

  • 9:30 Abụ nke 66 na Ekpere

  • 9:40 OKWU ONYEISI OCHE: Gịnị Mere Anyị Ga-eji “Na-enwe Ndidi”? (Jems 5:7, 8; Ndị Kọlọsi 1:9-11; 3:12)

  • 10:10 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: “E Nwere Oge Kwesịrị Ekwesị Maka Ihe Ọ Bụla”

    • • Na-echebara Otú Jehova Si Ele Oge Anya Echiche (Ekliziastis 3:1-8, 11)

    • • Imete Ezigbo Ndị Enyi Na-ewe Oge (Ilu 17:17)

    • • Ịbụ Onye Kraịst Tozuru Etozu Na-ewe Oge (Mak 4:26-29)

    • • Ime Ihe Anyị Kpebiri Ime n’Ozi Jehova Na-ewe Oge (Ekliziastis 11:4, 6)

  • 11:05 Abụ nke 143 na Ịma Ọkwa

  • 11:15 AKỤKỌ BAỊBỤL A NA-EGERE EGERE: Devid Cheere Jehova (1 Samuel 24:2-15; 25:1-35; 26:2-12; Abụ Ọma 37:1-7)

  • 11:45 Jiri Ndidi Chineke Na-enwe Kpọrọ Ihe (Ndị Rom 2:4, 6, 7; 2 Pita 3:8, 9; Mkpughe 11:18)

  • 12:15 Abụ nke 147 na Nkwụsịtụ

Ehihie

  • 1:35 Vidio Egwú

  • 1:45 Abụ nke 17

  • 1:50 Na-enwe Ndidi Ka Jizọs (Ndị Hibru 12:2, 3)

  • 2:10 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Ṅomie Ndị Ndidi Ha Nwere Mere Ka E Kwe Ha Nkwa

    • • Ebreham na Sera (Ndị Hibru 6:12)

    • • Josef (Jenesis 39:7-9)

    • • Job (Jems 5:11)

    • • Mọdekaị na Esta (Esta 4:11-16)

    • • Zekaraya na Elizabet (Luk 1:6, 7)

    • • Pọl (Ọrụ Ndịozi 14:21, 22)

  • 3:10 Abụ nke 11 na Ịma Ọkwa

  • 3:20 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: Ihe Ihe Ndị E Kere Eke Na-akụziri Anyị Gbasara Otú Jehova Si Edebe Oge

    • • Osisi (Matiu 24:32, 33)

    • • Anụ Ndị Bi ná Mmiri (2 Ndị Kọrịnt 6:2)

    • • Nnụnụ (Jeremaya 8:7)

    • • Ụmụ Ahụhụ (Ilu 6:6-8; 1 Ndị Kọrịnt 9:26)

    • • Anụmanụ Ndị Bi n’Elu Ala Ndị Na-enye Ụmụ Ha Ara (Ekliziastis 4:6; Ndị Filipaị 1:9, 10)

  • 4:20 “Unu Amaghị Ụbọchị ma Ọ Bụ Oge Ọ Ga-abụ” (Matiu 24:36; 25:13, 46)

  • 4:55 Abụ nke 27 na Ekpere Mmechi

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya